Nkọwa okwu logo
Beta

úrí

uri

Worduri
Definitions

Noun

1.song

Related Terms
Word Stems

Examples

O nweghị onye mara agụ uri n'ime ha.

O nweghị onye mara agụ uri n'ime ha.

None of them knows how to sing.

Ha na ekwete uri oge mmemme.

Ha na ekwete uri oge mmemme.

They sing during ceremonies.

Ojukwu ma agụ uri ahụ

Ojukwu ma agụ uri ahụ

Ojukwu knows how to sing the song.

O kweghị ka anyi gụọ uri.

O kweghị ka anyi gụọ uri.

He did not allow us to sing.

ábų

abụ̀

Wordabụ̀
Definitions

Noun

寀蛍

1.hymn; song (slow and melodious)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Abụ ahụ na-emetụta m n'obi mgbe ọbụla m nụrụ ya.

Abụ ahụ na-emetụta m n'obi mgbe ọbụla m nụrụ ya.

That hymn touches my heart whenever I hear it.

Abụ Emeka ahụ abụghị abụ ama ama.

Abụ Emeka ahụ abụghị abụ ama ama.

That Emeka's song is not a popular song.

E ji abụ na ekpere bido mmemme ahụ

E ji abụ na ekpere bido mmemme ahụ

Song and prayer was used to start that occasion.

Naanị abụ otito ka e kwere n'ụlụụka taa.

Naanị abụ otito ka e kwere n'ụlụụka taa.

Only praise songs were sang in the church today.

Onye dere abụ ahụ?

Onye dere abụ ahụ?

Who wrote that song?

Abụ ahụ dị ụtọ.

Abụ ahụ dị ụtọ.

That song is pleasant.

Anyị na-abụ abụ mgbe ọ kụrụ aka n'ụzọ.

Anyị na-abụ abụ mgbe ọ kụrụ aka n'ụzọ.

We were singing hymns when he knocked on the door.

Abụ ahụ na-emetụta m n'obi mgbe ọbụla m nụrụ ya.

Abụ ahụ na-emetụta m n'obi mgbe ọbụla m nụrụ ya.

That hymn touches my heart whenever I hear it.

Onye dere abụ ahụ?

Onye dere abụ ahụ?

Who wrote that song?

Naanị abụ otito ka e kwere n'ụlụụka taa.

Naanị abụ otito ka e kwere n'ụlụụka taa.

Only praise songs were sang in the church today.

Abụ Emeka ahụ abụghị abụ ama ama.

Abụ Emeka ahụ abụghị abụ ama ama.

That Emeka's song is not a popular hymn.

Achọghị m ka anyị bụọ abụ ahụ.

Achọghị m ka anyị bụọ abụ ahụ.

I don't want us to sing that song.

E ji abụ na ekpere bido mmemme ahụ

E ji abụ na ekpere bido mmemme ahụ

Song and prayer was used to start that occasion.

égwú

egwu

Wordegwu
Definitions

Noun

1.music; song

2.dance

Related Terms
Word Stems

Examples

Agadi nwaanyi anaghị aka nka n'egwu o ma-agba

Agadi nwaanyi anaghị aka nka n'egwu o ma-agba

An old woman does not get too old for a music she knows how to dance

Anyị gbara egwu n'ụlọụka taata.

Anyị gbara egwu n'ụlọụka taata.

We danced at the church today.

Egwu ahụ metutara m.

Egwu ahụ metutara m.

I was touched by that song.

Egwu Nkọlịka amaka.

Egwu Nkọlịka amaka.

Nkolika's song is very beautiful.

O ji egwu ya kọọ ihe mere na ndu ya.

O ji egwu ya kọọ ihe mere na ndu ya.

He used his song to tell his life story.

Nkechi na-agba egwu nke ọma.

Nkechi na-agba egwu nke ọma.

Nkechi dances well.

Achọghị ige egwu ahụ.

Achọghị ige egwu ahụ.

I don't want to listen to that song.

Onye gụrụ egwu ahụ?

Onye gụrụ egwu ahụ?

Who sang that song?

ábùńchétá

abùnchetā

Wordabùnchetā
Definitions

Noun

1.memorial song

Variationsabụ̀ nchetā
Related Terms
Word Stems

Examples

Onye na-agụ abụ ncheta ahụ?

Onye na-agụ abụ ncheta ahụ?

Who sings the memorial song?

Amaghị m abụ abụncheta ahụ.

Amaghị m abụ abụncheta ahụ.

I do not know how to sing that memorial song.

Anya mmiri gbara m oge a gụrụ abụ ncheta ahụ.

Anya mmiri gbara m oge a gụrụ abụ ncheta ahụ.

Tears dropped from my eyes when they sang the memorial song.

Ha ji oke olu gụọ abụ ncheta metụrụ onye ọbụla n'obi.

Ha ji oke olu gụọ abụ ncheta metụrụ onye ọbụla n'obi.

They read a memorial song with a loud voice that touched everyone's heart.

Ha na-abụ abụ ncheta mgbe m banyere ụlọ ahụ.

Ha na-abụ abụ ncheta mgbe m banyere ụlọ ahụ.

They were singing a memorial song when I entered that house.

Ọ ga-adị mma ma anyị gụọ otu abụ ncheta.

Ọ ga-adị mma ma anyị gụọ otu abụ ncheta.

It will be nice if we sing one memorial song.

ábųákwá

abụ̀akwā

Wordabụ̀akwā
Definitions

Noun

1.mourning song; Songs of Solomon; lamentation

Variationsabụ̀ akwā
Related Term
Word Stem

Examples

Ụfọdụ abụ akwa bụ ndị ihe ọjọọ mere na-agụ ya.

Ụfọdụ abụ akwa bụ ndị ihe ọjọọ mere na-agụ ya.

Some laments are sung by victims of misfortune.

Ọ bụ Solomon dere Abụ Akwa dị n'Akwụkwọ Nsọ.

Ọ bụ Solomon dere Abụ Akwa dị n'Akwụkwọ Nsọ.

It was Solomon who wrote Lamentations in the Bible.

Achọghị m ịnụ abụ akwa gị ahụ ugbua.

Achọghị m ịnụ abụ akwa gị ahụ ugbua.

I don't want to hear your lamentation now.

Abụ akwa so n'ụdị abụ ndị Igbo nwere.

Abụ akwa so n'ụdị abụ ndị Igbo nwere.

Dirge is one of the Igbo poetries.

Abụ akwa na-eme ka anya mmiri na-agba m.

Abụ akwa na-eme ka anya mmiri na-agba m.

Mourning songs bring tears to my eyes.

ábüḿgbásà

abụmgbasà

Wordabụmgbasà
Definitions

Noun

1.dismissal song

Variationsabụ mgbasà
Related Terms
Word Stems

Examples

Ha chọrọ ibụ abụmgbasa

Ha chọrọ ibụ abụmgbasa

They want to sing a dismissal song

ùkwé

ùkwe

Wordùkwe
Definitions

Noun

1.song, especially without instruments; acapella

Related Terms
Word Stems

Examples

Kwee ukwe ka onye dị ndụ!

Kwee ukwe ka onye dị ndụ!

Sing like someone that is alive!

Ọ na-ekwe ukwe n'ụka.

Ọ na-ekwe ukwe n'ụka.

He sings in the church.

Ha chọrọ ikwe ukwe ugbua.

Ha chọrọ ikwe ukwe ugbua.

They want to sing a song now.

Ndị enyi di ya kwere ukwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.

Ndị enyi di ya kwere ukwe n'ụbọchị agbamakwụkwọ ha.

Her husband's friends sang on their wedding day.

Ukwe ahụ amaka.

Ukwe ahụ amaka.

The song is very good.

Onye na-ekwe ukwe?

Onye na-ekwe ukwe?

How is singing?

Ọ na-ekwe ukwe a kụziri ya.

Ọ na-ekwe ukwe a kụziri ya.

She is singing the song she was taught.

Anyị gara asọmpi ukwe.

Anyị gara asọmpi ukwe.

We went for a singing competition.

kwé

kwe

Wordkwe
Definitions

Active verb

kw施

1.sing, especially a song without instruments

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ha na-ekwe nke mbụ ahụ.

Ha na-ekwe nke mbụ ahụ.

They are singing that first one.

Kwee ya nke ọma.

Kwee ya nke ọma.

Sing it well.

Ha na-ekwe ya nke ọma.

Ha na-ekwe ya nke ọma.

They are singing it well.

Ha kwere ukwe n'ụtụtụ.

Ha kwere ukwe n'ụtụtụ.

They sang hymns in the morning.

Ọ na-ekwe ukwe n'ụlụụka.

Ọ na-ekwe ukwe n'ụlụụka.

She sings hymns in the church.

Ọ ma ka esi ekwe.

Ọ ma ka esi ekwe.

He knows how to sing.

Kedụ onye kwere ukwe ahụ.

Kedụ onye kwere ukwe ahụ.

Who sang that song?

Kpọọ ukwe ka anyị kwee.

Kpọọ ukwe ka anyị kwee.

Call a hymn let us sing.

Onye na-ekwe ukwe?

Onye na-ekwe ukwe?

Who is singing?

bų ábų

bụ̀ abụ̀

Wordbụ̀ abụ̀
Definitions

Active verb

蛍寀蛍

1.sing (especially a slow song)

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ịbụ ogologo abụ.

Achọghị m ịbụ ogologo abụ.

I do not want to sing a long hymn.

Anyị bụrụ abụ mgbe anyị bidoro.

Anyị bụrụ abụ mgbe anyị bidoro.

We sang a song when we started.

Ha na-abụ abụ mgbe m bịara.

Ha na-abụ abụ mgbe m bịara.

They were singing when I came.

Emeka amaghị abụ abụ.

Emeka amaghị abụ abụ.

Emeka does not know how to sing.

Ọ na-amasị m ịbụ abụ otito.

Ọ na-amasị m ịbụ abụ otito.

I like singing praise songs.

Chika ga-abụ abụ ahụ ma ọ bata.

Chika ga-abụ abụ ahụ ma ọ bata.

Chika will sing that song when she comes back.

Achọghị m ịbụ abụ.

Achọghị m ịbụ abụ.

I do not want to sing.

Ụkọchukwu ga-abụ abụ ekpere.

Ụkọchukwu ga-abụ abụ ekpere.

The priest will sing the hymn for prayer.

Gaa, bụọ abụ.

Gaa, bụọ abụ.

Go and sing.

Ọ dị mma ịbụ abụ.

Ọ dị mma ịbụ abụ.

It is good to sing.

Onye bụrụ abụ a?

Onye bụrụ abụ a?

Who sang this song?

sáḿbà

sambà

Wordsambà
Definitions

Noun

1.frame-drum, flat square drum, a type of song

Related Term
Word Stem

Examples

Egwu samba na-adị ụtọ.

Egwu samba na-adị ụtọ.

Samba music is entertaining.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.