Nkọwa okwu logo
Beta

áshà

ashà

Wordashà
Definitions

Noun

1.weaver bird

2.someone who talks too much; talkative

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ na-ekwu ka asha.

Ọ na-ekwu ka asha.

He is a talkactive.

Dike sere asha.

Dike sere asha.

Dike drew a weaver bird.

Àkwa ole ka asha ahụ yiri?

Àkwa ole ka asha ahụ yiri?

How many eggs did the weaver bird lay?

O gburu asha ahụ.

O gburu asha ahụ.

He killed the weaver bird.

Asha ahụ na-anọkarị n' elu ebe ahụ.

Asha ahụ na-anọkarị n' elu ebe ahụ.

That weaver bird usually stays on top of that place.

Akụkọ asha ọ kọrọ anyị tọrọ ụtọ.

Akụkọ asha ọ kọrọ anyị tọrọ ụtọ.

The story of the weaver bird she told us was interesting.

O dere abụ gbasara asha.

O dere abụ gbasara asha.

He wrote a poem about weaver bird.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.