Nkọwa okwu logo
Beta

ónyéǹkà

onyeǹkà

Wordonyeǹkà
Definitions

Noun

衣寏柵

1.someone skilled at making things by hand; artisan; craftsman

Related Term
Word Stem

Examples

Onyenka ọ kpọrọ ọrụ mere ihe ọ chọrọ kpọmkwem.

Onyenka ọ kpọrọ ọrụ mere ihe ọ chọrọ kpọmkwem.

The artisan he contracted did exactly what he wanted.

Ha na-achọ onyenka ga-arụpụrụ ha ọrụ ahụ ọsịịsọ.

Ha na-achọ onyenka ga-arụpụrụ ha ọrụ ahụ ọsịịsọ.

They are looking for an artisan that will quickly finish the work.

Osita bụ onyenka a ma ama n'ọrụ iwu ụlọ.

Osita bụ onyenka a ma ama n'ọrụ iwu ụlọ.

Osita is a know artisan in the building sector.

Ọ chọghi onyenka si na be ha.

Ọ chọghi onyenka si na be ha.

He does not want an artisan from his place.

Onyenka ahụ na-ewe ihe mmadụ.

Onyenka ahụ na-ewe ihe mmadụ.

That artisan takes people's items.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.