tólíté
tolite
Word | tolite |
Definitions | Active verb 1.increase in growth in relation to a former level, especially living things; grow substantially |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mgbe m tolitere ka m ghọtara abụ ahụ.
Mgbe m tolitere ka m ghọtara abụ ahụ.
When I grew up was when I understood that song.
Ị chọrọ ka o tolite?
Ị chọrọ ka o tolite?
Do you want it to grow?
Ụmụ ya ga-etolite ọsọọsọ.
Ụmụ ya ga-etolite ọsọọsọ.
Her children will grow up fast.
Ube niile ahụ tolitere nke ọma.
Ube niile ahụ tolitere nke ọma.
All the pears sprouted vert well.
Ndị na-etolite etolite agwụla.
Ndị na-etolite etolite agwụla.
Those that are growing have finished.
Mgbe m tolitere ka m ghọtara abụ ahụ.
Mgbe m tolitere ka m ghọtara abụ ahụ.
I understood that song when I grew up.
Osisi ahụ itolite ga-adị anya.
Osisi ahụ itolite ga-adị anya.
For that tree to grow up will take time.
Ka ọ na-etolite ka ọ na-ahụ ihe ọjọọ nna ya na-eme.
Ka ọ na-etolite ka ọ na-ahụ ihe ọjọọ nna ya na-eme.
The more he is growing up, the more he is seeing the bad things his father is doing.
Tolite ka i soro ibe gị pụọ.
Tolite ka i soro ibe gị pụọ.
Grow up so you can join your mate to go out.
Ọ sị na ọ chọrọ itolite ka ọ na-enyere nne ya aka.
Ọ sị na ọ chọrọ itolite ka ọ na-enyere nne ya aka.
He said he wants to grow up so that he can help his mother.