àgìdí
àgìdi
Word | àgìdi |
Definitions | Noun 1.a semi-solid (jellof-like) food made from maize and wrapped in special leaves |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Agidi na-amasị Nneka nke ukwuu.
Agidi na-amasị Nneka nke ukwuu.
Nneka likes agidi so much.
Emeka na-eri agidi na ofe ọkwụrụ.
Emeka na-eri agidi na ofe ọkwụrụ.
Emeka is eating agidi with okra soup.
Ose dị n'agidi ahụ nnukwu.
Ose dị n'agidi ahụ nnukwu.
There is too much pepper in the agidi.
Ọ na-ere agidi.
Ọ na-ere agidi.
He sells akidi.
Biko zụtara m agidi n'ahịa.
Biko zụtara m agidi n'ahịa.
Please buy agidi for me at the market.
Akidi ahụ sara ya afọ.
Akidi ahụ sara ya afọ.
That agidi purged his stomach.
Ekere ụmụaka agidi.
Ekere ụmụaka agidi.
Agidi was shared to the children.
ökpųrųkpų
ọkpụ̀rụ̀kpụ̀
Word | ọkpụ̀rụ̀kpụ̀ |
Definitions | Noun 1.solid; a firm and stable material or object Adjective 1.solid; a compact whole 2.principal; key; vital; substantial; tangible |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọjị ahụ dị n'ọkpụrụkpụ.
Ọjị ahụ dị n'ọkpụrụkpụ.
The kola nut is in a lump.
O kwughị ọkpụrụkpụ okwu ọbụla.
O kwughị ọkpụrụkpụ okwu ọbụla.
She did not say any substantial thing.
Ndị ahụ bụ ọkpụrụkpụ mmadụ.
Ndị ahụ bụ ọkpụrụkpụ mmadụ.
Those are key people.
O nyere m ọkpụrụkpụ anụ.
O nyere m ọkpụrụkpụ anụ.
She gave me a substantial piece of meat.
Ọbara ahụ dịcha n'ọkpụrụkpụ.
Ọbara ahụ dịcha n'ọkpụrụkpụ.
The blood was in lumps.
Ọkpụrụkpụ shuga ahụ buru ibu.
Ọkpụrụkpụ shuga ahụ buru ibu.
The lump of sugar is big.
yǫ
yọ̀
Word | yọ̀ |
Definitions | Active verb 1.separation of liquid and solid substances; sieve; separation of unwanted substance, straining out water |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Yọọ egusi ahụ tupu ị kwọọ ya.
Yọọ egusi ahụ tupu ị kwọọ ya.
Sieve that melon before you grind it.
Anyị na-ayọ akamụ.
Anyị na-ayọ akamụ.
We are sieving pap.
Ana m a yọrọ nne m akpụ.
Ana m a yọrọ nne m akpụ.
I am sieving fermented cassava for my mother.
Anyị na-ayọ aja.
Anyị na-ayọ aja.
We are sieving the sand.
Ọ ga-ayọ mmiri dị n'aja ahụ.
Ọ ga-ayọ mmiri dị n'aja ahụ.
He will sieve the out the water in the sand.
Amaka yọrọ osikapa ahụ.
Amaka yọrọ osikapa ahụ.
Amaka sieve the rice.