ḿbíḿbíákwá
mbimbiakwā
| Word | mbimbiakwā |
| Definitions | Noun 1.crying silently; silent sob |
| Variations | mbimbi akwā |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Adaure na-ebe mbimbiakwa.
Adaure na-ebe mbimbiakwa.
Adaure is crying silently
Onye na-ebe mbimbiakwā?
Onye na-ebe mbimbiakwā?
Who is sobbing?
Mbimbiakwa ọ na-ebe na-ewute m.
Mbimbiakwa ọ na-ebe na-ewute m.
Her silent cries gives me concern.
O bere mbimbiakwa n'abalị.
O bere mbimbiakwa n'abalị.
She cried silently in the night.
Kedụ ihe mere iji ebe mbimbiakwa?
Kedụ ihe mere iji ebe mbimbiakwa?
Why are you crying silently.
Mbimbiakwā na-agụcha m.
Mbimbiakwā na-agụcha m.
I feel like sobbing.