sòchí
sòchi
Word | sòchi |
Definitions | Active verb 1.follow something or somebody closely |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ ga-esochi gị.
Ọ ga-esochi gị.
He will follow you closely.
Sochie ya ozugbo.
Sochie ya ozugbo.
Follow him closely immediately.
Emeka na-esochi mmadụ.
Emeka na-esochi mmadụ.
Emeka follows someone closely.
Agaghị m esochi gị.
Agaghị m esochi gị.
I will not follow you closely.
Isochi mmadụ etu ahụ adịghị mma.
Isochi mmadụ etu ahụ adịghị mma.
To follow someone closely like that is not good.
Ahụrụ ya ka ọ na-esochi nwoke ahụ.
Ahụrụ ya ka ọ na-esochi nwoke ahụ.
I saw him following that man closely.
sòtè
sòtè
Word | sòtè |
Definitions | Active verb 1.next to; come next or after |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
M gafechaa, Emeka ga-esote.
M gafechaa, Emeka ga-esote.
After I pass, Emeka will follow.
Ebuka sotere m n'afọ nne m.
Ebuka sotere m n'afọ nne m.
Ebuka comes next to me in from my mothers womb.
Onye na-esote gị n'azụ?
Onye na-esote gị n'azụ?
Who is coming behing you?
Naanị Ndụka nwere ike isote m n'ọkwa a.
Naanị Ndụka nwere ike isote m n'ọkwa a.
Only Nduka will be able to come next to me in this position.
Sote m.
Sote m.
Come after me.
Kedụ egwu na-esote?
Kedụ egwu na-esote?
Which song comes next?
Ụlọ ya na-esote nkem.
Ụlọ ya na-esote nkem.
His house is next to mine.
Eze ga-esote onye nke abụọ.
Eze ga-esote onye nke abụọ.
Eze will be next to the second person.
Ọ bụ gị na-esote ya?
Ọ bụ gị na-esote ya?
Are you the person next to him?
Nduka nwere ike isote na ndị a ga-enye ụlọ.
Nduka nwere ike isote na ndị a ga-enye ụlọ.
Nduka ma come next on list of those that will be given a house.
Ọ chọrọ isote m.
Ọ chọrọ isote m.
She wants to be next to me.
Olee ihe na-esote nke a?
Olee ihe na-esote nke a?
What comes next after this?
Gịnị sotere ka ekpesịrị ekpere?
Gịnị sotere ka ekpesịrị ekpere?
What came next after the prayer?
Ihe ga-esote bụ ịgba egwu.
Ihe ga-esote bụ ịgba egwu.
What will come next is dancing.