kwò ürá
kwò ụra
Word | kwò ụra |
Definitions | Active verb 1.snore; breathe noisily while sleeping |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anụrụ m ka ị na-ekwo ụra.
Anụrụ m ka ị na-ekwo ụra.
I heard you snoring.
Ndị buru ibu ka ekwo ụra.
Ndị buru ibu ka ekwo ụra.
Fat people snore more.
Ị na-ekwo ụra, dinaa nke ọma.
Ị na-ekwo ụra, dinaa nke ọma.
You are sonring, lie down well.
Amaghị m na ọ ga-ekwo ụra ụbọchị mụ na ya dinara.
Amaghị m na ọ ga-ekwo ụra ụbọchị mụ na ya dinara.
I didn't know she will snore the day we slept together.
Ọ chọghị ikwo ụra.
Ọ chọghị ikwo ụra.
She does not want to snore.
Anụrụ m ka ị na-ekwo ụra.
Anụrụ m ka ị na-ekwo ụra.
I heard you snore.
Ị na-ekwo ụra, dinaa nke ọma.
Ị na-ekwo ụra, dinaa nke ọma.
You are snoring, lie down well.
O kworo ụra ụnyaahụ.
O kworo ụra ụnyaahụ.
She snored yesterday.
Kwoo ụra ọzọ.
Kwoo ụra ọzọ.
Snore again.