sìté
sìte
Word | sìte |
Definitions | Preposition 1.take (a route); come through or by (a road etc) Active verb 1.pass through |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ahụrụ m Ada ka ọ na-esite ụzọ ahụ.
Ahụrụ m Ada ka ọ na-esite ụzọ ahụ.
I saw Ada passing through that road.
Onye ka ị sịrị ga-esite ebe a?
Onye ka ị sịrị ga-esite ebe a?
Who did you say will pass through this place?
Ọ bụghị mmadụ niile ga-esite ụzọ a.
Ọ bụghị mmadụ niile ga-esite ụzọ a.
Not everybody will pass through this route.
O sitere ụzọ nke ọzọ.
O sitere ụzọ nke ọzọ.
He passed through the other road.
Ọtụtụ ndị achọghị isite ụzọ ahụ.
Ọtụtụ ndị achọghị isite ụzọ ahụ.
Many people do not want to follow that route.
Ọ na-esite ebe a oge ọbụla.
Ọ na-esite ebe a oge ọbụla.
He passes through the route all the time.