Nkọwa okwu logo
Beta

sì

Wordsì
Definitions

Active verb

1.stiffen ; congeal ; toughen ; coagulate

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ebee ka onye dibia ga-esi bịa?

Ebee ka onye dibia ga-esi bịa?

Where is the doctor going to come from?

Mmadụ nwụọ, ahụ ya na-esi mgbe awa isii gachara.

Mmadụ nwụọ, ahụ ya na-esi mgbe awa isii gachara.

When humans die, the body stiffens after six hours.

sì

Wordsì
Definitions

Active verb

1.smell

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Gịni na-esi?

Gịni na-esi?

What is smelling?

sí

si

Wordsi
Definitions

Passive verb

1.take or follow a path or pattern or manner; from; through

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Isi etu a mee ya dị mma.

Isi etu a mee ya dị mma.

To follow this pattern in doing it is good.

sí

si

Wordsi
Definitions

Active verb

1.cook; boil

2.follow (a path or way or manner)

3.set-up (like trap); mount

4.be hard or strong

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ihe a bụ ụzọ e si eje Nneewi

Ihe a bụ ụzọ e si eje Nneewi

This is the way to Nneewi.

Nnanna na-esi ji.

Nnanna na-esi ji.

Nnanna is cooking yam

Ọ na-esi ọnya oke.

Ọ na-esi ọnya oke.

He is setting a rat trap.

Ihe a bụ ụzọ e si eme ya

Ihe a bụ ụzọ e si eme ya

This is how it is done

Ọkpụkpụ a siri ike.

Ọkpụkpụ a siri ike.

This bone is hard.

sị̄

Wordsị̄
Definitions

Active verb

1.say to

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọ sị na ọ gaghị abịa.

Ọ sị na ọ gaghị abịa.

He said that she won't come.

Sị ya na m na-abịa.

Sị ya na m na-abịa.

Tell him I am coming.

Sị ya na m na-abịa.

Sị ya na m na-abịa.

Tell him I am coming.

Gịnị ka ọ sị anyị mee?

Gịnị ka ọ sị anyị mee?

What did he ask us to do?

sị

Wordsị
Definitions

Active verb

1.tell; say to someone what was said

2.ask; say to someone what you want them to do

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ịsị ya esola anyị enweghi isi.

Ịsị ya esola anyị enweghi isi.

Telling him not follow us is pointless.

Ọ sị na ya agaghị eri nri.

Ọ sị na ya agaghị eri nri.

He says that he will not eat.

Nkechi na-asị asị.

Nkechi na-asị asị.

Nkechi is telling lies.

Ị na-asị na ego anyị agwụla?

Ị na-asị na ego anyị agwụla?

Are you saying we have run out of money?

I ruo be ya, ị ga-asị ya na anyị apụọla.

I ruo be ya, ị ga-asị ya na anyị apụọla.

When you get to his house, you will tell him that we have left.

Uju sịrị ya bịa.

Uju sịrị ya bịa.

Uju told him to come.

Achọrọ m ịsị ya soro m.

Achọrọ m ịsị ya soro m.

I want too tell him to follow me.

Ọ sịrị m nọdụ ala.

Ọ sịrị m nọdụ ala.

He asked me to sit down.

Ọ na-asị na ya bụ nwanne m.

Ọ na-asị na ya bụ nwanne m.

He is saying that he is my brother.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.