mį
mị̀
Word | mị̀ |
Definitions | Active verb 試 1.suck; extract fluid through a technique that draws air and makes the fluid move 2.siphon 3.extract (by sucking) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anwụnta na-amị ọbara n'ahụ mmadụ.
Anwụnta na-amị ọbara n'ahụ mmadụ.
Mosquitos suck blood from people's bodies.
Aja mịrị mmiri niile ahụ.
Aja mịrị mmiri niile ahụ.
The soil sucked all the water.
Ka anyị mịa mmiri niile kwara n'imụlọ ahụ.
Ka anyị mịa mmiri niile kwara n'imụlọ ahụ.
Let's siphon all the water that is logged in that room.
Nneka na-amị mmanya ya.
Nneka na-amị mmanya ya.
Nneka is sucking her drink.
Ha chọrọ ịmị mmiri kwara n'ụzọ.
Ha chọrọ ịmị mmiri kwara n'ụzọ.
They want to siphon the water that is logged on the road.
A ga-amị ya ọbara.
A ga-amị ya ọbara.
Blood will be extracted from him.