nwáńnē
nwannē
Word | nwannē |
Definitions | Noun 子温 1.sibling; relative 2.(slang) term of endearment for one's mate(s) - brother, sister |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akụjụobi bụ nwanne m.
Akụjụobi bụ nwanne m.
Akujuobi is my sibling.
Nwanne, ihe a na-eme adịghị mfe.
Nwanne, ihe a na-eme adịghị mfe.
Brother, what is being done is not easy.
Nwanne m ahụ ebighị n'ụlọ anyị.
Nwanne m ahụ ebighị n'ụlọ anyị.
That my sibling does not live in our house .
Kedụ mgbe nwanne gị ga-abịa?
Kedụ mgbe nwanne gị ga-abịa?
When are your siblings coming?
nwáńnē nwáànyį
nwannē nwaànyị̀
Word | nwannē nwaànyị̀ |
Definitions | Noun 子温子女 1.sister; female sibling 2.female relative |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nwanne m nwaanyị alụọla di.
Nwanne m nwaanyị alụọla di.
My sister is married.
Nwanne ya nwaanyị abịala.
Nwanne ya nwaanyị abịala.
Her sister has come.
Nwanne m nwaanyị so na ndị nwetara onyinye.
Nwanne m nwaanyị so na ndị nwetara onyinye.
My sister is among those that got a gift.
Nwanne ya nwaanyị dị ọcha.
Nwanne ya nwaanyị dị ọcha.
Her sister is fair.
Nwanne ya nwaanyị mara mma.
Nwanne ya nwaanyị mara mma.
Her sister is beautiful.
Ọ bụ nwanne ya nwaanyị nwe akwụkwọ a.
Ọ bụ nwanne ya nwaanyị nwe akwụkwọ a.
It is her sister that has this book.
O nweghị nwanne nwaanyị.
O nweghị nwanne nwaanyị.
He does not have a sister.
nwáńnē nwókē
nwannē nwokē
Word | nwannē nwokē |
Definitions | Noun 子温子男 1.a male sibling; brother 2.male relative |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emeka bụ nwanne m nwoke.
Emeka bụ nwanne m nwoke.
Emeka is my brother.
O nwere nwanne nwoke.
O nwere nwanne nwoke.
She has a brother.
Nwanne ya nwoke bịara ebe a.
Nwanne ya nwoke bịara ebe a.
Her brother came here.
Nnenne nwoke ka m chọrọ.
Nnenne nwoke ka m chọrọ.
A brother is what i want.
ümųńnē
ụmụ̀nnē
Word | ụmụ̀nnē |
Definitions | Noun 供温 1.siblings; people who have both or one parent in common 2.relatives 3.(slang) a word used to refer to people one holds dear (dearies); special loved ones |
Variations | ụmụ̀ nnē |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chika na ụmụnne ya na-agụ n'ụlaakwụkwọ anyị.
Chika na ụmụnne ya na-agụ n'ụlaakwụkwọ anyị.
Chika and her siblings go to our school
Ụmụnne ya na-enyere ya aka ma ọ chọ enyemaaka.
Ụmụnne ya na-enyere ya aka ma ọ chọ enyemaaka.
His siblings help him whenever he needs help.
Ụmụnne, ka anyị gaa golie.
Ụmụnne, ka anyị gaa golie.
Dearies, let us go and have fun.
Ụmụnne Obi abịaghị mmemme ahụ.
Ụmụnne Obi abịaghị mmemme ahụ.
Obi's siblings did not come for that event.
Ụmụnne ya toro ogologo.
Ụmụnne ya toro ogologo.
Her siblings are tall.
Ya na ụmụnne ya bi n'ụlọ ahụ.
Ya na ụmụnne ya bi n'ụlọ ahụ.
He and his siblings live in that house.
ńnéèjì
nneèjì
Word | nneèjì |
Definitions | Noun 議 1.born of the same parents, especially mother; direct sibling; 2.term of endearment for relatives; dear (sibling) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Obialọ bụ nneeji m.
Obialọ bụ nneeji m.
Obialor is my direct sibling.
Anyị bụ nneeji.
Anyị bụ nneeji.
We are siblings.
Biko, nneeji m, ewerela m iwe.
Biko, nneeji m, ewerela m iwe.
Please, my dear (sibling), don't be offended with me.
Mmadụ iri abụọ a, ha bụ nneeji?
Mmadụ iri abụọ a, ha bụ nneeji?
Are these twelve people of same parents?
Izu ka mma na nneeji.
Izu ka mma na nneeji.
Conspiracy is better among siblings.
Nneji ya nọ obodo oyibo.
Nneji ya nọ obodo oyibo.
Her sibling is abroad.