Nkọwa okwu logo
Beta

bì ńkéńké

bì nkenke

Wordbì nkenke
Definitions

Active verb

韻寎乙寎乙

1.shorten (a speech);

2.terminate; bring to an end;

3.cut short (a speech)

Related Term
Word Stem

Examples

Ihe niile emere taa biri nkenke.

Ihe niile emere taa biri nkenke.

Everything that was done today was shortened.

Ụka anyị na-ebị nkenke.

Ụka anyị na-ebị nkenke.

Our service is short.

Ahịa a unu na-azụ nwere ike ibi nkenke oge.

Ahịa a unu na-azụ nwere ike ibi nkenke oge.

This your trade may end in a short while.

Ha gburu ihe niile nkenke.

Ha gburu ihe niile nkenke.

They shortened everything.

Mee ka ejije a bie nkenke.

Mee ka ejije a bie nkenke.

Make this drama short.

Ọ ga-ebi ya nkenke.

Ọ ga-ebi ya nkenke.

She will shorten it.

Gbaa mbọ bie ihe niile nkenke.

Gbaa mbọ bie ihe niile nkenke.

Try and shorten every thing.

A chọrọ ibi nkata ahụ nkenke.

A chọrọ ibi nkata ahụ nkenke.

I want to cut that discussion short.

O biri okwu ya nkenke.

O biri okwu ya nkenke.

He cut his speech short.

Gaa, bie ya nkenke.

Gaa, bie ya nkenke.

Go and shorten it.

Ha na-ebi ihe niile nkenke n'ihi oge.

Ha na-ebi ihe niile nkenke n'ihi oge.

They are cutting everything short because of time.

Ha ga-ebi oge mmemme ahụ nkenke.

Ha ga-ebi oge mmemme ahụ nkenke.

They will shorten the time of that ceremony.

ńdébìrí

ndebìri

Wordndebìri
Definitions

Noun

1.abbreviation; shortening; contraction

Related Term
Word Stem

Examples

Ndebiri 'Chukwuma' bụ Chuma.

Ndebiri 'Chukwuma' bụ Chuma.

The shortened form of 'Chukwuma' is Chuma.

O detaghị nsupe ndebiri aha ya.

O detaghị nsupe ndebiri aha ya.

He misspelt the abbreviation for his name.

Onye mere ndebiri a?

Onye mere ndebiri a?

Who shortened this?

Ọ bụghị aha niile nwere ndebiri.

Ọ bụghị aha niile nwere ndebiri.

Everything name does not have abbreviation.

Ọ mara ndebiri aha ụfọdụ.

Ọ mara ndebiri aha ụfọdụ.

He knows all the contracted form of some names.

Ndebiri ya ezuola.

Ndebiri ya ezuola.

Its contraction is enough.

Ọ na-ede ahanjakịrị ya na ndebiri.

Ọ na-ede ahanjakịrị ya na ndebiri.

He writes his nickname in abbbreviation.

Lee ebe ndebiri a ga-akwụsị.

Lee ebe ndebiri a ga-akwụsị.

See where the contraction will end.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.