Nkọwa okwu logo
Beta

ómé

ome

Wordome
Definitions

Noun

1.shoot of a plant

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Akị ahụ epuola ome.

Akị ahụ epuola ome.

That kernel has grown a shoot.

Hapụ ọna ahụ ka o puo ome.

Hapụ ọna ahụ ka o puo ome.

Allow that three leaved yam to grow a shoot.

Ọka ọ kọrọ eputela ome.

Ọka ọ kọrọ eputela ome.

The maize he planted has grown shoot.

Ọ kajiri ome ya.

Ọ kajiri ome ya.

He broke the shoot.

Ome ji a akpọnwụọla.

Ome ji a akpọnwụọla.

The shoot of this yam has withered.

Ji ahụ agaghị epu ome.

Ji ahụ agaghị epu ome.

That yam will not grow a shoot.

gbá

gba

Wordgba
Definitions

Active verb

1.shoot; explode

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ogbuniigwe gbara ebe ahụ n'afọ gara aga.

Ogbuniigwe gbara ebe ahụ n'afọ gara aga.

A bomb exploded there last year.

gbágbú

gbagbu

Wordgbagbu
Definitions

Active verb

1.kill by shooting

Related Terms
Word Stems

Examples

A gbagburu onye ohi ahụ.

A gbagburu onye ohi ahụ.

That thief was shot dead.

gbá égbè

gba egbè

Wordgba egbè
Definitions

Active verb

箋機

1.fire a gun; shoot

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ gbara egbe mana e nweghị onye o metụrụ.

Ọ gbara egbe mana e nweghị onye o metụrụ.

He shot but it did not touch anyone.

gbátù

gbatù

Wordgbatù
Definitions

Active verb

1.shoot down; kick down

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Onye ga-agbatu iko a?

Onye ga-agbatu iko a?

Who is going to shoot down this cup?

Achọrọ m igbatu nnụnụ a?

Achọrọ m igbatu nnụnụ a?

I want to shoot down this bird

Uche gbaturu m n'ala.

Uche gbaturu m n'ala.

Uche kicked me down.

Ịgbatu nnụnụ a, agaghị adị mfe.

Ịgbatu nnụnụ a, agaghị adị mfe.

Shooting down this bird will not be easy.

Nduka na-agbatu anụ niile fefere na be ya.

Nduka na-agbatu anụ niile fefere na be ya.

Nduka shoots down every bird that flies past his house.

Nna m gbaturu egbe.

Nna m gbaturu egbe.

My father shot down a kite.

Emeka, gbatuo nduru a.

Emeka, gbatuo nduru a.

Emeka, shot down this dove.

Ị chọrọ ịgbatu m?

Ị chọrọ ịgbatu m?

Do you want to kick me down?

gbá ütá

gba ụta

Wordgba ụta
Definitions

Active verb

互御

1.shoot an arrow (using a bow)

Related Terms
Word Stems

Examples

Igba ụta bụ ihe ọzọ m chọrọ ịmụ etu e si eme ya.

Igba ụta bụ ihe ọzọ m chọrọ ịmụ etu e si eme ya.

To shoot a bow is another thing I want to learn how it's done.

pú ēpú

pu ēpū

Wordpu ēpū
Definitions

Active verb

1.spring up; sprout; grow shoots

2.be perforated; leak; have hole(s)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ite ahụ puru epu.

Ite ahụ puru epu.

The pot has holes.

Mmanụ ahụ si ebe na-epu epu wụọ m.

Mmanụ ahụ si ebe na-epu epu wụọ m.

The oil poured on me through the leaked points.

Ọ chọrọ ịzụ jiakpụ na-epu epu.

Ọ chọrọ ịzụ jiakpụ na-epu epu.

She wants to buy cassava that grow shoots.

Ihe ndị a ga-epu epu.

Ihe ndị a ga-epu epu.

These things will develop holes.

Mkpụrụ oroma ahụ na-epu.

Mkpụrụ oroma ahụ na-epu.

The orange seed is sprouting.

Ji a Ada kọrọ ebe a anaghị epu epu.

Ji a Ada kọrọ ebe a anaghị epu epu.

This yam Ada planted here does not sprout.

gbányé

gbanye

Wordgbanye
Definitions

Active verb

碁角

1.turn something on

2.kick into

3.run into

4.shoot into

Related Terms
Word Stems

Examples

Onye gbanyere tiivi?

Onye gbanyere tiivi?

Who turned on the TV?

Okocha gbanyere bọọlụ na neetị.

Okocha gbanyere bọọlụ na neetị.

Okocha shot the ball into the net.

Ha gbanyere igwookwu ka onye ọbụla nụrụ ihe ọ na-ekwu.

Ha gbanyere igwookwu ka onye ọbụla nụrụ ihe ọ na-ekwu.

They turned on the microphone for everyone to hear what he is saying.

Ekpomọkụ dị, ị ga-agbanye igwiikuku.

Ekpomọkụ dị, ị ga-agbanye igwiikuku.

There is heat, you will turn on the fan.

Gbanye igwe kọmputa ahụ.

Gbanye igwe kọmputa ahụ.

Turn on the computer.

Achọrọ m ịgbanye ọkụ.

Achọrọ m ịgbanye ọkụ.

I want to switch on the light.

Gbanye igwe ọkụ ahụ.

Gbanye igwe ọkụ ahụ.

Put on the generator.

Ịgbanye ọkụ a n'ehihie adịghị mma.

Ịgbanye ọkụ a n'ehihie adịghị mma.

Switching on the light during the day is not proper.

Onye gbanyere ọkụ.

Onye gbanyere ọkụ.

Who switched on the light.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.