màràmàrà
màràmàrà
| Word | màràmàrà |
| Definitions | Adjective 1.shiny Noun 1.shininess |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Enyere m ya ego maramara.
Enyere m ya ego maramara.
I gave him a shinny money (note or coin).
Oke maramara ya amasịghị m.
Oke maramara ya amasịghị m.
I don't like it's much shininess.
Onye ka ihu ya na-egbu maramara?
Onye ka ihu ya na-egbu maramara?
Whose face is shiny?
Ọ na-egbu maramara.
Ọ na-egbu maramara.
It is shiny.
Achọghị m nke na-egbu maramara.
Achọghị m nke na-egbu maramara.
I do not want the shiny one.
mürümürü
mụrụmụrụ
| Word | mụrụmụrụ |
| Definitions | Nominal Modifier 志㚡志㚡 1.the characteristic of being smooth and shiny; glossiness 2.smooth and shiny; glossy |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ahụ ya na-akwọ mụrụmụrụ.
Ahụ ya na-akwọ mụrụmụrụ.
His body is glossy.
Mụrụmụrụ ya amasịghị m.
Mụrụmụrụ ya amasịghị m.
I do not like its glossiness.
Kpọọrọ m nwoke isi mụrụmụrụ ahụ.
Kpọọrọ m nwoke isi mụrụmụrụ ahụ.
Call the man with a smooth shinny head for me.
Ọ dị mụrụmụrụ.
Ọ dị mụrụmụrụ.
It is glossy.
Afọ nwanyị ahụ di ime dị mụrụmụrụ.
Afọ nwanyị ahụ di ime dị mụrụmụrụ.
The pregnant woman's stomach is smooth
Otito dị ya n'ihu mechara laa wee mee ka ihu ya dị mụrụmụrụ.
Otito dị ya n'ihu mechara laa wee mee ka ihu ya dị mụrụmụrụ.
The boils on his face later healed and made it face smooth.
Ude a na-akwọ ahụ mụrụmụrụ.
Ude a na-akwọ ahụ mụrụmụrụ.
This lotion makes the skin glossy.
Ihu Ada na-akwọ mụrụmụrụ.
Ihu Ada na-akwọ mụrụmụrụ.
Ada's face is shinny and glossy.