Nkọwa okwu logo
Beta

sï àsįrį

sị àsị̀rị̀

Wordsị àsị̀rị̀
Definitions

Active verb

華陥

1.gossip

Related Term
Word Stem

Examples

Chika ga-asị asịrị banyere nwaanyị a.

Chika ga-asị asịrị banyere nwaanyị a.

Chika will gossip about this woman.

Ị na-asị asịrị ka onye na-enweghị aka ọrụ.

Ị na-asị asịrị ka onye na-enweghị aka ọrụ.

You gossip like someone who is idle.

Bịa ka anyị sịa asịrị.

Bịa ka anyị sịa asịrị.

Come, let's gossip.

Nneka na-asị asịrị.

Nneka na-asị asịrị.

Nneka gossips.

Unu na-asị asịrị?

Unu na-asị asịrị?

Do you people gossip?

Ọ na-asị asịrị.

Ọ na-asị asịrị.

He gossips.

Ha ga-asị asịrị.

Ha ga-asị asịrị.

They will gossip.

Gaa, sịa asịrị.

Gaa, sịa asịrị.

Go and gossip.

Ha sịrị asịrị.

Ha sịrị asịrị.

They gossiped.

Ịsị asịrị adịghị mma.

Ịsị asịrị adịghị mma.

To gossip is not good.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.