èbùlè
èbùlè
| Word | èbùlè |
| Definitions | Noun 寉期 1.a male sheep; ram |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ebule m dị oji
Ebule m dị oji
My ram is black
Akpụnyere m ya ebule maka ihe ọma o meere m.
Akpụnyere m ya ebule maka ihe ọma o meere m.
I gave him a ram because of the good thing he did for me.
Anyị zụtara ebule abụọ maka mmemme ahu.
Anyị zụtara ebule abụọ maka mmemme ahu.
We bought two rams for that occasion.
Ebule ji isi eje ọgụ.
Ebule ji isi eje ọgụ.
A ram goes for a fight with the head.
Nna ha na-azụ ebule.
Nna ha na-azụ ebule.
Their father rears ram.
Ndị awụsa na-erekarị ebule.
Ndị awụsa na-erekarị ebule.
Hausa people usually sell rams.
Anyị ga-egbu ebule ahụ.
Anyị ga-egbu ebule ahụ.
We will kill the ram.
Onye nwe ebule a?
Onye nwe ebule a?
Who has this ram?
Ebule ahụ kụwara ite m.
Ebule ahụ kụwara ite m.
The ram broke my pot.
ìgwèátürü
ìgwèatụrụ̄
| Word | ìgwèatụrụ̄ |
| Definitions | Noun 1.flock of sheep |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Lee ebe igweatụrụ ndị ahụ banyere.
Lee ebe igweatụrụ ndị ahụ banyere.
See where those flock of sheep entered.
Igweatụrụ ahụ na-aṅụ mmiri.
Igweatụrụ ahụ na-aṅụ mmiri.
The flock of sheep is drinking.
Devid nwere igweatụrụ.
Devid nwere igweatụrụ.
David has a flock of sheep.
Gbaa mbọ nye igweatụrụ m nri.
Gbaa mbọ nye igweatụrụ m nri.
Ensure you feed my flock of sheep.
Anyị bụ igweatụrụ Chineke.
Anyị bụ igweatụrụ Chineke.
We are God's flock.
Ahụrụ m igweatụrụ unu n'ụtụtụ.
Ahụrụ m igweatụrụ unu n'ụtụtụ.
I saw your flock of sheep in the morning.
Amadị ma ka esi elekọta igweatụrụ.
Amadị ma ka esi elekọta igweatụrụ.
Amadi knows how to take care of a flock of sheep.
Kedụ onye nwe igweatụrụ a?
Kedụ onye nwe igweatụrụ a?
Who owns this flock of sheep?
átürü
atụrụ̄
| Word | atụrụ̄ |
| Definitions | Noun 菌 1.sheep; ewe 2.fool; someone that cannot think for self (derogatory) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị hụrụ atụrụ akpụrụ akpụ.
Anyị hụrụ atụrụ akpụrụ akpụ.
We saw a molded sheep.
Anyị mụrụ maka atụrụ taata.
Anyị mụrụ maka atụrụ taata.
We learnt about sheep today.
Ada sere atụrụ n'akwụkwọ ya.
Ada sere atụrụ n'akwụkwọ ya.
Ada drew a sheep in her book.
Anyị ga-egbu atụrụ ahụ maka mmemme anyị.
Anyị ga-egbu atụrụ ahụ maka mmemme anyị.
We will kill a sheep for our event
nwāátürü
nwaatụrụ̄
| Word | nwaatụrụ̄ |
| Definitions | Noun 1.the offspring of a sheep; a lamb |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ọkpa nwaatụrụ a mụrụ ọhụrụ na-ama jijiji.
Ọkpa nwaatụrụ a mụrụ ọhụrụ na-ama jijiji.
The legs of a new born lamb shakes.
Nwaatụrụ a na-awụgharị mgbe ọbụla.
Nwaatụrụ a na-awụgharị mgbe ọbụla.
This lamp jumps about every moment.
Lee nwaatụrụ nke Chineke.
Lee nwaatụrụ nke Chineke.
Behold the lamb of God.
ónyé ǫzųzų átürü
onye ọ̀zụ̀zụ̀ atụrụ̄
| Word | onye ọ̀zụ̀zụ̀ atụrụ̄ |
| Definitions | Noun 1.a person who looks after a group of sheep 2.A person who looks after a group of people especially in the context of religion. |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
Abụ m onye ọzụzụ atụru.̣
Abụ m onye ọzụzụ atụru.̣
I am a good shepherd.
Lee ebe onye ọzụzụ atụrụ ahu bi.
Lee ebe onye ọzụzụ atụrụ ahu bi.
Look where the Shepherd lives.
Jizọs bụ Onye ọzụzụ atụrụ n'ebe ndị ozi ya nọ
Jizọs bụ Onye ọzụzụ atụrụ n'ebe ndị ozi ya nọ
Jesus is a Shepherd to his disciples.
Ahụrụ m onye ọzụzụ atụrụ ahụ.
Ahụrụ m onye ọzụzụ atụrụ ahụ.
I saw that Shepherd
O nwere onye ọzụzụ atụrụ ịma ebe a?
O nwere onye ọzụzụ atụrụ ịma ebe a?
Do you know of any Shepherd here?
Gosi m ebe onye ọzụzụ atụrụ banyere?
Gosi m ebe onye ọzụzụ atụrụ banyere?
Show me where the Shepherd entered.
ónyéǫzųzų átürü
onyeọ̀zụ̀zụ̀ atụrụ̄
| Word | onyeọ̀zụ̀zụ̀ atụrụ̄ |
| Definitions | Noun 1.someone who herds and takes care of flock of sheep; shepherd 2.one who cares for and guides a group of people as a minister or teacher; shepherd |
| Variations | onyeọ̀zụ̀zụ̀atụrụ̄ |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Gaa n'ihu na-erubere ya isi; ọ bụ onyeọzụzụ atụrụ
Gaa n'ihu na-erubere ya isi; ọ bụ onyeọzụzụ atụrụ
Continue obeying him; he is a shepherd
Nna bụ onyeọzụzụ atụrụ n'ezinaụlọ ya.
Nna bụ onyeọzụzụ atụrụ n'ezinaụlọ ya.
The father is the shepherd in the family.
Nna ya bụ onyeọzụzụ atụrụ
Nna ya bụ onyeọzụzụ atụrụ
His father is a shepherd
Onye ụkọchukwu bụ onyeọzụzụ atụrụ ndị ụlụụka ya
Onye ụkọchukwu bụ onyeọzụzụ atụrụ ndị ụlụụka ya
The priest is the shepherd of his church members
Onyeọzụzụ atụrụ ahụ na-elekọta igwe atụrụ ya
Onyeọzụzụ atụrụ ahụ na-elekọta igwe atụrụ ya
That shepherd takes care of his flock of sheep
ákpųrų
akpụ̀rụ̀
| Word | akpụ̀rụ̀ |
| Definitions | Noun 1.animal dungs that are shaped like tiny balls, example goats and sheep |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ana m azapụ akpụrụ ebe a n'ụtụtụ niile.
Ana m azapụ akpụrụ ebe a n'ụtụtụ niile.
I sweep off goat dung from here every morning.
Anyị fesara akpụrụ ahụ n'ubi.
Anyị fesara akpụrụ ahụ n'ubi.
We spread the dung on the farm.
Akpụrụ juru ebe niile.
Akpụrụ juru ebe niile.
Goat dung is everywhere.
Ewu ahụ nyụrụ akpụrụ n'ute.
Ewu ahụ nyụrụ akpụrụ n'ute.
The goat defecated on the mat.