tü ísúsú
tụ isūsū
Word | tụ isūsū |
Definitions | Active verb 1.saving money on daily or monthly basis; to save either daily, weekly or monthly with an agreed person who also keeps money for other people to be shared on an agreed date |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ịtụ isusu abụghị maka onye nzuzu.
Ịtụ isusu abụghị maka onye nzuzu.
Saving money on daily or monthly basis is not for the fool.
Nkechi tụrụ isusu nke ọma tupu ọ baa ọgaranya.
Nkechi tụrụ isusu nke ọma tupu ọ baa ọgaranya.
Nkechi did daily savings well before she became rich.
M ga-atụ isusu taa.
M ga-atụ isusu taa.
I will contribute my monthly savings.
Onye ka ị na-atụ isusu n'aka ya?
Onye ka ị na-atụ isusu n'aka ya?
Who are you making your weekly or daily savings with.
Onye tụọ isusu n'aka m, o rite uru ya.
Onye tụọ isusu n'aka m, o rite uru ya.
He that regularly saves with me will rip its benefits.