Nkọwa okwu logo
Beta

kènyè

kènyè

Wordkènyè
Definitions

Active verb

1.share something and give to someone; allot; allocate

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ikenye ya nke ya ugbua.

Achọrọ m ikenye ya nke ya ugbua.

I want to allot his own share now.

Anyị ga-ekenye ha nri obodo.

Anyị ga-ekenye ha nri obodo.

We will share the village food to them.

A ga-ekenye ha oke nke ha.

A ga-ekenye ha oke nke ha.

Their share will be allotted to them

Ị chọrọ ikenye ezinụụlọ Ibe ego?

Ị chọrọ ikenye ezinụụlọ Ibe ego?

Do you want to share money to Ibe's family?

I so na ndị e kenyere ala?

I so na ndị e kenyere ala?

Were you part of those given a portion of land?

Kenye m oke nke m.

Kenye m oke nke m.

Give me my own share.

Emeka ga-ekenye gị oke gị.

Emeka ga-ekenye gị oke gị.

Emeka will give you your share.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.