féfé ísí
fefe īsī
Word | fefe īsī |
Definitions | Active verb 1.shake your head |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Okeke fefere isi oge ọ hụrụ m.
Okeke fefere isi oge ọ hụrụ m.
Okeke shook his head when he saw me.
Ndị okenye niile na-efefe n'isi oge a na-akọ akụkọ ahụ.
Ndị okenye niile na-efefe n'isi oge a na-akọ akụkọ ahụ.
All the elders were shaking their heads as the story is being told.
Etu o si fefee isi gosiri na ihe Obinna kwuru wutere ya.
Etu o si fefee isi gosiri na ihe Obinna kwuru wutere ya.
The way he shook his head shows that he was sadden by what Obinna uttrances.
Ị nụ ihe o mere ị ga-efefe isi.
Ị nụ ihe o mere ị ga-efefe isi.
When you hear what he did, you will shake your head.
Ha malitere ifefe isi oge mkpu akwa dara.
Ha malitere ifefe isi oge mkpu akwa dara.
They started shaking their heads when the sound of cry was heard.
Ndị okenye ụka anyị fefere isi ha mgbe ha nụrụ na ọ bụ Emeka tụbara Chinelo ime.
Ndị okenye ụka anyị fefere isi ha mgbe ha nụrụ na ọ bụ Emeka tụbara Chinelo ime.
The elders in our church shook their heads when they heard that it was Emeka that got Chinelo pregnant.
Oge ọ hụrụ nnwa ya, o fefee isi.
Oge ọ hụrụ nnwa ya, o fefee isi.
When he saw his child, he shook his head.
Gịnị mere na ị chọghị ifefe isi etu ndị ọzọ si mee.
Gịnị mere na ị chọghị ifefe isi etu ndị ọzọ si mee.
Why don't you want to shake your head like other people do?
Ndị niile ga-anụ akụkọ a ga-efefe isi ha.
Ndị niile ga-anụ akụkọ a ga-efefe isi ha.
Everyone that will hear this story will shake their heads.
Gịnị mere i ji fefee isi?
Gịnị mere i ji fefee isi?
When did you shake your head?
Onye bụ onye ahụ na-efefe isi ya?
Onye bụ onye ahụ na-efefe isi ya?
Who is that person shaking his head?