Beta

kwá ákwà

kwa akwà

Wordkwa akwà
Definitions

Active verb

総布

1.sew (cloth)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ịkwa akwa bụ ọrụaka ha.

Ịkwa akwa bụ ọrụaka ha.

Sewing is their occupation.

Amaghị m akwa akwa.

Amaghị m akwa akwa.

I don't know how to sew.

Anyị ga-akwa akwa ahụ echi.

Anyị ga-akwa akwa ahụ echi.

We will sew that cloth tomorrow.

Adanne na-amụ ikwa akwa.

Adanne na-amụ ikwa akwa.

Adanne is learning how to sew.

dükö

dụkọ

Worddụkọ
Definitions

Active verb

1.sew together

Related Term
Word Stem

Examples

I kwesịrị ịdụkọ akwa abụọ a ọnụ.

I kwesịrị ịdụkọ akwa abụọ a ọnụ.

You are supposed to sew these two clothes together.

Ọ ga-aka mma ịdụkọ ha ọnụ.

Ọ ga-aka mma ịdụkọ ha ọnụ.

It will be better to sew them together.

Ị dụkọrọ ha abụọ ọnụ?

Ị dụkọrọ ha abụọ ọnụ?

Did you sew both of them together.

Dụ̣kọ̣ọ̣ akwa ọcha na nke ojii.

Dụ̣kọ̣ọ̣ akwa ọcha na nke ojii.

Sew the white and black clothes together.

Olee oge ị ga-adụkọ ha abụọ.

Olee oge ị ga-adụkọ ha abụọ.

When are you going to sew both of them.

Gịnị mere i ji dụkọọ ha ọnụ?

Gịnị mere i ji dụkọọ ha ọnụ?

Why did you sew them together?

Onye ga-adụkọ ha ọnụ?

Onye ga-adụkọ ha ọnụ?

Who will sew them together?

Achọghi m ịdụkọ ha ọnụ.

Achọghi m ịdụkọ ha ọnụ.

I do not want to sew them together.

Ịdụkọ ha ga-adị mma.

Ịdụkọ ha ga-adị mma.

Sewing them together will be fine.

Onye dụkọrọ akwa abụọ a?

Onye dụkọrọ akwa abụọ a?

Who sew these two clothes together?

Ọ na-adụkọ ha ugbu a.

Ọ na-adụkọ ha ugbu a.

He is sewing them together now.

Ọ ga-adụkọ ha niile.

Ọ ga-adụkọ ha niile.

She will sew all together.

Dụkọọ ha.

Dụkọọ ha.

Sew them together.

kwáködó

kwakọdo

Wordkwakọdo
Definitions

Active verb

1.sew together

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị ga-akwakọdo ogodo nke ochie na nke ọhụrụ.

Anyị ga-akwakọdo ogodo nke ochie na nke ọhụrụ.

We shall sew the new material and the old one together.

Nkechi na-akwakọdo akwa abụọ ahụ ọnụ n'ime ụlọ.

Nkechi na-akwakọdo akwa abụọ ahụ ọnụ n'ime ụlọ.

Nkechi is sewing those two cloths together inside the house.

Ị ga-akwakọdo akwa ọcha na akwa ojii a ọnụ.

Ị ga-akwakọdo akwa ọcha na akwa ojii a ọnụ.

You will sew this white and black cloths together.

A chọrọ m ịkwakọdo akwa abụọ a ọnụ.

A chọrọ m ịkwakọdo akwa abụọ a ọnụ.

I want to sow these two cloths together.

Ọ naghị akwakọdo akwa nke ọma.

Ọ naghị akwakọdo akwa nke ọma.

She does not sew clothes together very well.

Nwaanyị ahụ kwakọdoro ịchafụ abụọ ọnụ.

Nwaanyị ahụ kwakọdoro ịchafụ abụọ ọnụ.

The woman sewed two scarves together.

Kwakọdoo ha ọnụ oo!

Kwakọdoo ha ọnụ oo!

Sew them together oh!

òwú

òwu

Wordòwu
Definitions

Noun

1.thread [for sewing]

Related Term
Word Stem

Examples

Aga m azụ owu ọzọ echi.

Aga m azụ owu ọzọ echi.

I will buy another thread tomorrow.

Onye nwe owu ahụ?

Onye nwe owu ahụ?

Who has that thread?

Achọghị m owu ojii ahụ.

Achọghị m owu ojii ahụ.

I do not want that black thread.

Owu ahụ adịghị ọnụ.

Owu ahụ adịghị ọnụ.

That thread is not costly.

E ji owu akwa akwa.

E ji owu akwa akwa.

Thread is used for sewing cloth.

Onye agbata obi m na-ere owu.

Onye agbata obi m na-ere owu.

My neighbour sells thread.

Owu m na-efu efu.

Owu m na-efu efu.

My thread is missing.