Nkọwa okwu logo
Beta

sédà

sedà

Wordsedà
Definitions

Active verb

1.drag down; pull down

Related Term
Word Stem

Examples

O sedara ya n'ala.

O sedara ya n'ala.

He/she pulled it down.

kütù

kụtù

Wordkụtù
Definitions

Active verb

1.strike down; knock down; knock off; bring down

Related Term
Word Stem

Examples

Ochegoolu Naịjiria kụturu bọọlụ Mesi gbaara ya.

Ochegoolu Naịjiria kụturu bọọlụ Mesi gbaara ya.

Nigeria's goalkeeper knocked off the ball Messi played at him.

Gbaa mbọ kụtuo ya!

Gbaa mbọ kụtuo ya!

Try and knock it down.

Ha chọ ịkụtu ụlọ ochie ahụ.

Ha chọ ịkụtu ụlọ ochie ahụ.

They want to knock down that old house.

Ụmụ nwoke ahụ na-akụtu ụlọ ọbụla nọ n'ụzọ.

Ụmụ nwoke ahụ na-akụtu ụlọ ọbụla nọ n'ụzọ.

Those men knock down houses on the road.

Nnukwu ikuku ahụ kụturu ụlọ ha.

Nnukwu ikuku ahụ kụturu ụlọ ha.

That heavy breeze brought down their house.

Ahụrụ ha ebe ha na-akụtu ụlọahịa ahụ.

Ahụrụ ha ebe ha na-akụtu ụlọahịa ahụ.

I saw them knocking down that market.

Gọọmentị ga-akụtu ya bụ ulọ.

Gọọmentị ga-akụtu ya bụ ulọ.

Government will pull down the house.

Ndị kụturu ya apụọla.

Ndị kụturu ya apụọla.

Those that pulled it down have left.

Kụtuonu ụlọ a.

Kụtuonu ụlọ a.

You people should knock down this house.

Anyị ga-akụtu ụlọ a nọchiri ụzọ.

Anyị ga-akụtu ụlọ a nọchiri ụzọ.

We will knock down this house blocking the road.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.