Nkọwa okwu logo
Beta

wùbé

wùbe

Wordwùbe
Definitions

Active verb

1.set up;

2.found a group;

3.build

Related Terms
Word Stems

Examples

Onye na-ewube ọmarịcha ụlọ a ebe a?

Onye na-ewube ọmarịcha ụlọ a ebe a?

Who is building this beautiful house here?

Iwebe otu adịghị mfe.

Iwebe otu adịghị mfe.

Establishing a group is not easy.

Ọgbalụ wubere òtù S.P.I.L.C.

Ọgbalụ wubere òtù S.P.I.L.C.

Ogbalu founded the S.P.I.L.C.

Olee onye wubere otu niile ndị a?

Olee onye wubere otu niile ndị a?

Who established all these associations?

Adịndụ na-ewube otu dị iche iche.

Adịndụ na-ewube otu dị iche iche.

Adịndụ is setting up different groups.

Anyị chọrọ iwube otu ga-ejiko ndị Igbo ọnụ.

Anyị chọrọ iwube otu ga-ejiko ndị Igbo ọnụ.

We want to set-up a group that will unite the Igbo people.

Gwa ha wube òtù ụmụ nwoke iche.

Gwa ha wube òtù ụmụ nwoke iche.

Tell them to set-up a separate group for men.

Nneka ga-ewube otu abụọ.

Nneka ga-ewube otu abụọ.

Nneka will found two associations.

Onye wubere otu a?

Onye wubere otu a?

Who founded this association?

Anyị ga-ewube òtù ọhụrụ n'afọ a.

Anyị ga-ewube òtù ọhụrụ n'afọ a.

We are going to set-ip a new group this year.

Unu ga-agba mbọ wube otu ọzọ.

Unu ga-agba mbọ wube otu ọzọ.

You people should try and establish another organization.

sí önyà

si ọnyà

Wordsi ọnyà
Definitions

Active verb

1.set a trap

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Madụabuchi siri ọnya magburu nchi a.

Madụabuchi siri ọnya magburu nchi a.

Madụabuchi set the trap that killed this grasscutter.

búlí íjè

buli ijè

Wordbuli ijè
Definitions

Active verb

穫結為

1.set off (journey)

Related Term
Word Stem

Examples

Achọrọ m ibuli ije ugbu a.

Achọrọ m ibuli ije ugbu a.

I want to set off now

Kedụ oge ị ga-ebuli ije?

Kedụ oge ị ga-ebuli ije?

When will you set-off.

O buliri ije n'abalị ụnyaahụ.

O buliri ije n'abalị ụnyaahụ.

He set off yesterday night.

Onye buliri ije?

Onye buliri ije?

Who set off on a journey?

Ha ga-ebuli ije echi.

Ha ga-ebuli ije echi.

They will set off on a journey tomorrow.

Gị na onye ga-ebuli ije echi?

Gị na onye ga-ebuli ije echi?

Are you setting off on a journey tomorrow with who?

zǫlì íjè

zọ̀lì ijè

Wordzọ̀lì ijè
Definitions

Active verb

1.set off on a journey; begin a journey

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ịzọli ije echi.

Achọrọ m ịzọli ije echi.

I want to take-off tomorrow.

Kaba ahụ zọlie ije n'oge echi.

Kaba ahụ zọlie ije n'oge echi.

Endeavor to take-off early tomorrow.

Ndị zọliri ije alọtabeghị.

Ndị zọliri ije alọtabeghị.

Those who took-off are yet to return.

Nna m zọliri ije n'ụtụtụ a.

Nna m zọliri ije n'ụtụtụ a.

My father took-off this morning.

Ọ bụ n'abalị ka anyị na-azọlị ije nke anyị.

Ọ bụ n'abalị ka anyị na-azọlị ije nke anyị.

It is at night that we start our own journey.

Olee mgbe ị zọliri ije?

Olee mgbe ị zọliri ije?

When did you take off?

Anyị na-azọli ije gawa Afiikpo ma ha chọọ ụdị ihe ahụ.

Anyị na-azọli ije gawa Afiikpo ma ha chọọ ụdị ihe ahụ.

They set off on a journey to Afikpo if they want that type of thing.

Zọlie ije gaa Nsụka.

Zọlie ije gaa Nsụka.

Set off on a journey to Nsukka.

Naanị mmadụ ole na ole na-azọli ije ugbu a.

Naanị mmadụ ole na ole na-azọli ije ugbu a.

Only few people are taking off now..

Olee ndị chọrọ iso m zọlie ije?

Olee ndị chọrọ iso m zọlie ije?

Which people want to take-off with me?

Naanị ha abụọ zọliri ya bụ ije.

Naanị ha abụọ zọliri ya bụ ije.

Only the two of them embarked on that journey.

Ndị agha m ga-azọli ije n'oge.

Ndị agha m ga-azọli ije n'oge.

My army will leave early.

Kedụ oge ị ga-azọli ije?

Kedụ oge ị ga-azọli ije?

When are you going to take-off?

Kedu oge unu ga-azoli ije?

Kedu oge unu ga-azoli ije?

By what time are setting off for the journey?

Anyị ga-azọli ije n'elekere isii nke ụtụtụ.

Anyị ga-azọli ije n'elekere isii nke ụtụtụ.

We will set off at six o'clock in the morning.

Ọ chọrọ ịzọli ya bụ ije echi.

Ọ chọrọ ịzọli ya bụ ije echi.

She wants to set off on the journey tomorrow.

Ha zọliri ije n'ụzọ ụtụtụ.

Ha zọliri ije n'ụzọ ụtụtụ.

They began the journey early in the morning.

Ha na-azọli ije n'ụzọ ụtụtụ a.

Ha na-azọli ije n'ụzọ ụtụtụ a.

They are setting off this early morning.

Anyị zọliri ije gawa ụlọọgwụ.

Anyị zọliri ije gawa ụlọọgwụ.

We set off on a journey to the hospital.

kpö ökü

kpọ ọkụ̄

Wordkpọ ọkụ̄
Definitions

Active verb

繰遠

1.burn; set ablaze; set on fire; light fire on something

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha kpọrọ akwụkwọ mgbasa alụmdi ha ọkụ mgbe ha kpeziri.

Ha kpọrọ akwụkwọ mgbasa alụmdi ha ọkụ mgbe ha kpeziri.

They set ablaze their divorce papers when they reconciled.

Kpọọ akwa ndị a ọkụ.

Kpọọ akwa ndị a ọkụ.

Burn these cloths.

A ga-akpọ ozu ya ọkụ ka o si tụzie.

A ga-akpọ ozu ya ọkụ ka o si tụzie.

Her body will be cremated as she directed.

Ndị Ụmuọfịa kpọrọ ụlọ Okonkwọ ọkụ.

Ndị Ụmuọfịa kpọrọ ụlọ Okonkwọ ọkụ.

Ụmụọfịa people set Okonkwọ's house ablaze.

Kpopụta ha kpọọ ọkụ.

Kpopụta ha kpọọ ọkụ.

Bring them out and burn.

Ọ kpọrọ ngwongwo ya ọkụ.

Ọ kpọrọ ngwongwo ya ọkụ.

She burnt her properties.

A kpọrọ onyeohi ahụ ọkụ.

A kpọrọ onyeohi ahụ ọkụ.

The thieve was set ablaze.

Anyị ga-akpọ ahịhịa ndị a ọkụ echi.

Anyị ga-akpọ ahịhịa ndị a ọkụ echi.

We will burn these leaves tomorrow.

Ọ ka mma ịkpọ ya ọkụ.

Ọ ka mma ịkpọ ya ọkụ.

It is better to burn it.

mųnyé

mụ̀nye

Wordmụ̀nye
Definitions

Active verb

1.put on fire; set fire on;

Related Term
Word Stem

Examples

A chọrọ m ịmụnye ọkụ n'akwa ndị a mere ochie.

A chọrọ m ịmụnye ọkụ n'akwa ndị a mere ochie.

I want to put fire on these clothes that are old.

Ada na-amunye ọkụ̣ n'ahịhịa ahụ ugbu a.

Ada na-amunye ọkụ̣ n'ahịhịa ahụ ugbu a.

Ada is setting fire on the grass now.

Nwe ndidi, nnwa m ga-amụnye ọkụ.

Nwe ndidi, nnwa m ga-amụnye ọkụ.

Be patient, my child will light the fire.

A chọrọ m ka ịmụnye ọkụ ozioma n'ime m.

A chọrọ m ka ịmụnye ọkụ ozioma n'ime m.

I want you to put the light of the gospel in me.

Ọ bụ ya na-amụnye ọkụ e ji esi nri.

Ọ bụ ya na-amụnye ọkụ e ji esi nri.

He is the one who lights the cooking fire.

Mụnye ọkụ n'ahịhịa ndị ahu!

Mụnye ọkụ n'ahịhịa ndị ahu!

Light those grasses with fire!

Uju mụnyere ọkụ mgbe chi jiri.

Uju mụnyere ọkụ mgbe chi jiri.

Uju put on the light when night came.

kwàkö ísínìísí

kwàkọ isinìisi

Wordkwàkọ isinìisi
Definitions

Active verb

1.set people at loggerheads

Related Terms
Word Stems

Examples

Ejike na-enwe mmasị ịkwakọ isiniisi.

Ejike na-enwe mmasị ịkwakọ isiniisi.

Ejike likes setting people at loggerheads.

Ịkwakọ isiniisi bụ ihe e ji mara ya.

Ịkwakọ isiniisi bụ ihe e ji mara ya.

He is known for setting people at loggerheads.

Atụmaatụ ọhụrụ a kwakọrọ isiniisi n'ụlọọrụ anyị.

Atụmaatụ ọhụrụ a kwakọrọ isiniisi n'ụlọọrụ anyị.

This new plan set people at loggerheads at our office.

Ị ga-akwakọ isiniisi.

Ị ga-akwakọ isiniisi.

You will put people at loggerheads.

Ọnaghị adị mma ikwakọ isiniisi

Ọnaghị adị mma ikwakọ isiniisi

It's not good to set people at loggerheads.

dǫbá

dọ̀ba

Worddọ̀ba
Definitions

Active verb

1.put down; set down; at; drop

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nna m dọbara ụgbọala ya n'azụ ụlọ.

Nna m dọbara ụgbọala ya n'azụ ụlọ.

My father parked his car in the backyard.

Emeka ga-adọba mmiri o bu ebe a.

Emeka ga-adọba mmiri o bu ebe a.

Emeka will drop the water he brought here.

A chọrọ m ịdọba akpa m n'ebe a.

A chọrọ m ịdọba akpa m n'ebe a.

I want to put down my bag here.

Dọbaa ihe i bu ebe a banye n'ụlọ!

Dọbaa ihe i bu ebe a banye n'ụlọ!

Drop what you are carrying here and enter the house!

Nwaanyị ahụ na-adọba ihe ebe a oge niile.

Nwaanyị ahụ na-adọba ihe ebe a oge niile.

That woman drops things here every time.

Ha ga-adọba akpa ha n'ụlọ m..

Ha ga-adọba akpa ha n'ụlọ m..

They will drop their bag in my house.

sú ökü

sū ọ̄kụ̄

Wordsū ọ̄kụ̄
Definitions

Active verb

組遠

1.burn; set ablaze; set on fire

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị na-achọ isu ụlọ ọkụ?

Ị na-achọ isu ụlọ ọkụ?

Do you want to set the house on fire?

kpönyē ökü

kpọ̄nyē ọ̄kụ̄

Wordkpọ̄nyē ọ̄kụ̄
Definitions

Active verb

繰角遠

1.set fire to; burn off with fire

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Anyqị cholu ịkpọ ewu ọkụ

Anyqị cholu ịkpọ ewu ọkụ

We want to burn off (the hair of) a goat

Apụkwala ebe ị kpọnyere ihe okụ.

Apụkwala ebe ị kpọnyere ihe okụ.

Do not leave the place you set something on fire.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.