Nkọwa okwu logo
Beta

óhù

ohù

Wordohù
Definitions

Noun

1.slave; servant

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Emeka bụ ohu nke mmehie.

Emeka bụ ohu nke mmehie.

Emeka is a slave to sin.

Agaghị m agbara gị ohu.

Agaghị m agbara gị ohu.

I won'y become your slave.

Mmadu Chukwu kere ewesighị ịbụ ohu.

Mmadu Chukwu kere ewesighị ịbụ ohu.

Human created by God is not supposed to be a slave.

Josef ka erere dịka ohu n' akwụkwọnsọ.

Josef ka erere dịka ohu n' akwụkwọnsọ.

Joseph was sold as slave in the bible.

gbá òdìbò

gba òdìbò

Wordgba òdìbò
Definitions

Active verb

1.work as a servant or aide; serve

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ọ gbara odibo afọ isii tupu o bido ahịa nke ya.

Ọ gbara odibo afọ isii tupu o bido ahịa nke ya.

He served for six years before he started his own business.

òdìbò

òdìbò

Wordòdìbò
Definitions

Noun

1.servant [maid, house boy, etc.]

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ odibo ya ka m zutere ebe ahụ.

Ọ bụ odibo ya ka m zutere ebe ahụ.

It was his servant that I met there.

Ọ naghị enye ndị odibo ya nri n'oge.

Ọ naghị enye ndị odibo ya nri n'oge.

She doesn't give her servants food on time.

Ọ kpọrọ odibo ya n'ekwentị.

Ọ kpọrọ odibo ya n'ekwentị.

He called his servant on phone.

Odibo ya gara ozi.

Odibo ya gara ozi.

His servant went on an errand.

Odibo ya ji ego ya gbaa ọsọ.

Odibo ya ji ego ya gbaa ọsọ.

Her servant ran away with his money.

Achọghị odibo ọbụla.

Achọghị odibo ọbụla.

I do not want any domestic staff.

Odibo m gbara akwụkwọ izuụka gara aga.

Odibo m gbara akwụkwọ izuụka gara aga.

My servant wedded last week.

Onye bụ odibo gị?

Onye bụ odibo gị?

Who is your maid/house boy?

gbá óhù

gbā ōhù

Wordgbā ōhù
Definitions

Noun

碁唄

1.work as a slave; work as a servant(old use)

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

N'oge ugbua, mmadu anaghi agbaziri ibe ya ohu.

N'oge ugbua, mmadu anaghi agbaziri ibe ya ohu.

Nowadays one does not work as a slave for another.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.