árïrï
arịrị
Word | arịrị |
Definitions | Noun 㡵 1.crawling animals that have elongated bodies with numerous leg-bearing segments; myriapod |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Arịrị na-ebi ebe dere mmiri.
Arịrị na-ebi ebe dere mmiri.
Millipedes live in wet places.
Ọgbakụrụnwoke bụ arịrị.
Ọgbakụrụnwoke bụ arịrị.
The centipede is a myriapod.
Arịrị na-enwe nkereji n'ahụ.
Arịrị na-enwe nkereji n'ahụ.
Myriapods have demarcations on the body.
Alịla bụ arịrị.
Alịla bụ arịrị.
Alila is a myriapod.
ńkébì
nkebì
Word | nkebì |
Definitions | Noun 1.section; unit; segment; segmentation; division into parts 2.section, part, unit |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụlọ ahụ dị na nkebi na nkebi.
Ụlọ ahụ dị na nkebi na nkebi.
The house is in sections.
O nweghị ọtụtụ nkebi.
O nweghị ọtụtụ nkebi.
It does not have many sections.
Olee nkebi nke ọ dị na ya?
Olee nkebi nke ọ dị na ya?
Is it in which section?
Ihe ị na-achọ dị na nkebi nke ise.
Ihe ị na-achọ dị na nkebi nke ise.
What you are looking for is in the fifth section.
Onye mere nkebi a?
Onye mere nkebi a?
Who did this division?
Nkebi ụlaahịa a mere ka anyị chọta ihe anyị na-azụ ngwa ngwa.
Nkebi ụlaahịa a mere ka anyị chọta ihe anyị na-azụ ngwa ngwa.
The segmentation of this market place made it easy for us to find what we were buying fast.
E dere akwụkwọ agụmaagụ ahụ na nkebi.
E dere akwụkwọ agụmaagụ ahụ na nkebi.
That literature was written in sections.
Ọ dị na nkebi na nkebi.
Ọ dị na nkebi na nkebi.
It is in sections.
ḿkpürüųdà
mkpụrụụ̀dà
Word | mkpụrụụ̀dà |
Definitions | Noun 1.phone [any distinct sound segment] |
Variations | foon |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Asụsụ Igbo nwere ọtụtụ mkpụrụụda.
Asụsụ Igbo nwere ọtụtụ mkpụrụụda.
The Igbo language has many phones.