ńráfù
nrafù
Word | nrafù |
Definitions | Noun 1.seduction; deceit |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nrafu bụ nrafu.
Nrafu bụ nrafu.
Deceit is deceit.
Ọ bụ onye nrafu.
Ọ bụ onye nrafu.
She is a deceitful person.
Ọ bụ onye a wetara isiokwu nrafu ahụ.
Ọ bụ onye a wetara isiokwu nrafu ahụ.
It was this person who brought the topic of seduction.
E nwere ụzọ dị iche iche ha si eme nrafu ugbua.
E nwere ụzọ dị iche iche ha si eme nrafu ugbua.
There are so many ways they carry out deceit now.
Isiokwu anyị taa bụ 'nrafu'
Isiokwu anyị taa bụ 'nrafu'
Our topic today is seduction.
O so na ndị nrafu.
O so na ndị nrafu.
He is one of the deceivers.
Ndị nrafu nọ ebe a.
Ndị nrafu nọ ebe a.
Deceitful people are here.
Ọ kụziri ihe banyere nrafu.
Ọ kụziri ihe banyere nrafu.
He taught about deceit.
ųrà
ụ̀rà
Word | ụ̀rà |
Definitions | Noun 1.enticement; seduction to catch somebody or animal; drawing away |
Variations | nràta |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha ji ụra nwude ya.
Ha ji ụra nwude ya.
They enticed and caught him/her.
Ụra gị agaghị anwude m.
Ụra gị agaghị anwude m.
Your enticements will not catch me.
Ọ ma etu e si ara ụra.
Ọ ma etu e si ara ụra.
He knows how to entice people.
Ụra ka nwoke ahụ ji ma n'ọnya ya.
Ụra ka nwoke ahụ ji ma n'ọnya ya.
The man entered her trap through seduction.
O ji ụra jide nwunye ya n'ịgba ọkwa.
O ji ụra jide nwunye ya n'ịgba ọkwa.
He caught his wife in adultery through enticement.