ųlü
ụ̀lụ
Word | ụ̀lụ |
Definitions | Noun 奨 1.second child, of the same gender as the first, born to a mother; 2.second daughter; 3.last child in a family |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nneka bụ ụlụ nwa.
Nneka bụ ụlụ nwa.
Nneka is a second child.
Nke ụlụ nọ na mahadum.
Nke ụlụ nọ na mahadum.
The second daughter is in the university.
Nneka bụ ụlụ.
Nneka bụ ụlụ.
Nneka is the second daughter.
Kedụ maka ụlụ gị nwaanyị?
Kedụ maka ụlụ gị nwaanyị?
How about your second daughter.
Ụlụmma bụ aha ụlụ.
Ụlụmma bụ aha ụlụ.
Ụlụmma is the name of a second daughter.
Ụlụ nwa anyị mara akwụkwọ.
Ụlụ nwa anyị mara akwụkwọ.
Our second child is intelligent.
Nwunye m bụ ụlụ nne ya.
Nwunye m bụ ụlụ nne ya.
My wife is her mother's second daughter.
Ụlụ makarịrị ada.
Ụlụ makarịrị ada.
The second daughter is more beautiful than the first daughter.
Ụlụ ya nwụrụ anwụ.
Ụlụ ya nwụrụ anwụ.
Her second daughter died.
Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.
Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.
I am the second daughter in my house.
Onye bụ ụlụ n'etiti ha abụọ?
Onye bụ ụlụ n'etiti ha abụọ?
Who is the second daughter between the two of them?
Ụlụ na-amanyekarị ada aka n'anya.
Ụlụ na-amanyekarị ada aka n'anya.
The second daughter always challenges the first daughter.
Ugoo chọrọ ịhụ ụlụ nwa.
Ugoo chọrọ ịhụ ụlụ nwa.
Ugoo wants to see the last child.
Nke a bụ nke ụlụ.
Nke a bụ nke ụlụ.
This is for the last child.
Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.
Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.
I am the last child in our family.