sètį
sètị̀
Word | sètị̀ |
Definitions | Active verb 据軸 1.stretch; pull or stretch to make long 2.stretch; stretch out; stretch forth |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Biko, setịa aka gị wetara m iko ahụ.
Biko, setịa aka gị wetara m iko ahụ.
Please, stretch your hand and get me that cup.
O setịrị aka ya tupu ọ ghọta oroma ahụ.
O setịrị aka ya tupu ọ ghọta oroma ahụ.
He stretched his hand before plucking the orange.
O setịrị ya ugboro ugboro.
O setịrị ya ugboro ugboro.
He stretched it many times.
Isetịa ụdọ ahụ, ọ ga-erute ebe a.
Isetịa ụdọ ahụ, ọ ga-erute ebe a.
If you stretch that rope, it will reach here.
Amaka setịrị ya.
Amaka setịrị ya.
Amaka stretched it.
Onye ga-esetị ya?
Onye ga-esetị ya?
Who will stretch it?
Udo, setịa ya.
Udo, setịa ya.
Udo, stretch it.
dö
dọ
Word | dọ |
Definitions | Active verb 急 1.draw; pull |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ mgbe ị ga-adọ ya?
Kedụ mgbe ị ga-adọ ya?
When will you pull it?
Amaghị ihe Emeka na-adọ ebe a oge ọbụla.
Amaghị ihe Emeka na-adọ ebe a oge ọbụla.
I don't know what Emeka is pulling here all the time.
Gịnị mere ị ji adọ nwata ahụ?
Gịnị mere ị ji adọ nwata ahụ?
Why are you pulling that child?
Dọọ ya aka ka ọ pụta.
Dọọ ya aka ka ọ pụta.
Pull it so that it will come out.
Ọ bụ mgbe ọ dọrọ ya aka ka o mebiri.
Ọ bụ mgbe ọ dọrọ ya aka ka o mebiri.
It spoilt when she pulled it.
Onye na-adọ m n'ụkwụ?
Onye na-adọ m n'ụkwụ?
Who is pulling my leg?