sè sįgá
sè sị̀ga
Word | sè sị̀ga |
Definitions | Active verb 1.smoke cigarette |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Nwoke a na-ese sịga tupu o rie nri ya.
Nwoke a na-ese sịga tupu o rie nri ya.
This man smokes cigarette before eating his food.
Obi sere sịga tupu ọ bata ebe a.
Obi sere sịga tupu ọ bata ebe a.
Obi smoked cigarette before he came in here.
Nwaanyị ahụ kelere ya mgbe ọ na-ese sịga.
Nwaanyị ahụ kelere ya mgbe ọ na-ese sịga.
That woman greeted him when he was smoking cigarette.
Ị hapụ ya, o see sịga ahụ.
Ị hapụ ya, o see sịga ahụ.
If you leave him, he will smoke that cigarette.
Chinedu achọghị ise sịga taa.
Chinedu achọghị ise sịga taa.
Chinedu does not want to smoke today.
Onye na-ese sịga ebe a?
Onye na-ese sịga ebe a?
Who is smoking cigarette here?
Nnwa a dị ka onye ga-ese sịga ma o too.
Nnwa a dị ka onye ga-ese sịga ma o too.
This child looks like someone that will smoke cigarette when he grows.