kpönwü
kpọnwụ
Word | kpọnwụ |
Definitions | Active verb 1.scorch; wither; have pins and needles; be numb; be half-dead |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ka ọ kpọnwụọ ọsịịsọ.
Achọrọ m ka ọ kpọnwụọ ọsịịsọ.
I want it to wither quickly.
Otu akụkụ ya akpọwụọla.
Otu akụkụ ya akpọwụọla.
One of its side is withered.
O nweghị onye ma na ọ kpọnwụrụ akpọnwụ.
O nweghị onye ma na ọ kpọnwụrụ akpọnwụ.
Nobody knew that it is withered.
Ọ kwụ otu ebe kpọnwụọ.
Ọ kwụ otu ebe kpọnwụọ.
He stood at place and became numb.
Osisi ahụ kpọnwụrụ wee daa.
Osisi ahụ kpọnwụrụ wee daa.
The tree withered and fell.
Gịnị kpọnwụrụ ya?
Gịnị kpọnwụrụ ya?
What caused it to wither?
Ọ bụrụ na ị gbaghị ya mmiri, ọ ga-akpọnwụ.
Ọ bụrụ na ị gbaghị ya mmiri, ọ ga-akpọnwụ.
If you did not water it, it will wither.
Ndị kpọnwụrụ akpọnwụ ka ndị dị ndụ.
Ndị kpọnwụrụ akpọnwụ ka ndị dị ndụ.
The withered ones are more than the living ones.
Otu aka ya kpọnwùrù akpọnwụ.
Otu aka ya kpọnwùrù akpọnwụ.
One of his hands is numb.
Ube ahụ ọkụ gbara na-akpọnwụ.
Ube ahụ ọkụ gbara na-akpọnwụ.
The burnt pear is withering.
Gịnị kpọnwụrụ ya?
Gịnị kpọnwụrụ ya?
What withered it?
Ahụ ya na-achọzị ịkpọnwụ mgbe anyị batara.
Ahụ ya na-achọzị ịkpọnwụ mgbe anyị batara.
His body is getting numb when we entered.
Ada hụrụ mmọnwụ ahụ, kpọnwụọ.
Ada hụrụ mmọnwụ ahụ, kpọnwụọ.
Ada saw the masquerade and became numb.
Ntụtụ ọ gbara m ga-akpọnwụ m otu ụkwụ.
Ntụtụ ọ gbara m ga-akpọnwụ m otu ụkwụ.
The injection she gave me will numb one of my legs.