ṃbá
m̀ba
Word | m̀ba |
Definitions | Noun 硝 1.scolding |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mba ọ baara nwata ahụ wutere m.
Mba ọ baara nwata ahụ wutere m.
The scolding he gave to that child pained me.
ḿbígbö
mbigbọ
Word | mbigbọ |
Definitions | Noun 1.scolding; shout down; uproar |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mbigbọ Amaka bigbọrọ di ya adighị mma.
Mbigbọ Amaka bigbọrọ di ya adighị mma.
Amaka's shouting down at the husband is not nice.
Nna anyị ma ka e si eme mbigbọ.
Nna anyị ma ka e si eme mbigbọ.
Our father knows how to shout down.
Ọ na-amụ ka e si eme mbigbọ.
Ọ na-amụ ka e si eme mbigbọ.
He is learning how to scold.
Ọ bụghị mmadụ niile na-anabata ụdị mbigbọ a.
Ọ bụghị mmadụ niile na-anabata ụdị mbigbọ a.
It is not everyone that entertains this kind of scolding.
Mbịgbọ nne m na-adị egwu.
Mbịgbọ nne m na-adị egwu.
My mother's scolding is terrible.
bárá ṃbá
bara m̀ba
Word | bara m̀ba |
Definitions | Active verb 和人硝 1.scold someone; rebuke someone; 2.admonish; reprimand |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ịbara gị mba.
Achọghị m ịbara gị mba.
I don't want to scold you.
A ga-abara gị mba.
A ga-abara gị mba.
You will be scolded.
Nna ya na-abara ya mba.
Nna ya na-abara ya mba.
His father is scolding him.
Ọ na-abara ha mba?
Ọ na-abara ha mba?
Does she scold them?
Onye chọrọ ịbara gị mba?
Onye chọrọ ịbara gị mba?
Who wants to scold you?
Onye a na-abara mba bụ onye a hụrụ n'anya.
Onye a na-abara mba bụ onye a hụrụ n'anya.
One who is scolded is one who is loved.
Onye na-abara gị mba?
Onye na-abara gị mba?
Who is scolding you?