mápų óbì
mapụ̀ ōbì
Word | mapụ̀ ōbì |
Definitions | Active verb 1.cause a scare; startle; cause the heart to skip a beat due to fear; take the breath away |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mkpu Onyeka mapụrụ m obi.
Mkpu Onyeka mapụrụ m obi.
Onyeka's scream startled me.
tü égwù
tụ egwù
Word | tụ egwù |
Definitions | Active verb 1.be afraid or scared 2.be a source of fear or scare; be scary |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha ga-atụ egwu ma ha hụ nkịta a.
Ha ga-atụ egwu ma ha hụ nkịta a.
They will be scared if they see this dog.
Ada mere ihe tụrụ anyị egwu.
Ada mere ihe tụrụ anyị egwu.
Ada did what scared us.
Ana m atụ ya egwu.
Ana m atụ ya egwu.
I am afraid of it.
E ji ịtụ egwu mara Maazị Okoye.
E ji ịtụ egwu mara Maazị Okoye.
Mr. Okoye is known for being scared.
Tụọ Chukwu egwu.
Tụọ Chukwu egwu.
Fear God.
tü üjö
tụ ụjọ̄
Word | tụ ụjọ̄ |
Definitions | Active verb 終密誇 1.fear; be afraid of; scare; 2.respect |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ana m atụ ụjọ ije ugbo n’anyasị
Ana m atụ ụjọ ije ugbo n’anyasị
I am afraid of going to the farm at night
Ụjọ mmadụ anaghi atụ m
Ụjọ mmadụ anaghi atụ m
I am never afraid of people
Ebe a na-eli ozu na-atụ ụjọ n’anyasị
Ebe a na-eli ozu na-atụ ụjọ n’anyasị
The cemetery is fearful at night
Atụzila ụjọ, ị bụ nwoke
Atụzila ụjọ, ị bụ nwoke
Don't be afraid you are a man
Ihe o mere tụrụ m ụjọ.
Ihe o mere tụrụ m ụjọ.
What he did scared me.
Onye na-atụ gị ụjọ?
Onye na-atụ gị ụjọ?
Who is making you afarid?
Anaghị m atụ ekwunsu ụjọ.
Anaghị m atụ ekwunsu ụjọ.
I am not afraid of the devil.
yí égwù
yi egwù
Word | yi egwù |
Definitions | Active verb 㨒録 1.cause fear; frighten; scare 2.threaten |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A chọrọ m iyi nwata ahụ egwu.
A chọrọ m iyi nwata ahụ egwu.
I want to frighten this child.
Ọ gara iyi ha egwu.
Ọ gara iyi ha egwu.
He went to scare them.
Ha chọrọ iyi gị egwu.
Ha chọrọ iyi gị egwu.
They wanted to frighten you.
O yiri m egwu, mana agbara m ya nkịtị.
O yiri m egwu, mana agbara m ya nkịtị.
She threatened me but I ignored her.
Onye yiri gị egwu?
Onye yiri gị egwu?
Who frightened you?
égwù
egwù
Word | egwù |
Definitions | Noun 録 1.an emotion caused by the threat or suspicion of danger; fear; scare; 2.danger |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nkịta anaghị atụ m egwu.
Nkịta anaghị atụ m egwu.
Dogs don't scare me.
Ndị obodo ahụ nọkwa n'egwu.
Ndị obodo ahụ nọkwa n'egwu.
The people in that village are in danger.
Egwu anaghị atụ m.
Egwu anaghị atụ m.
I am not afraid.
Egwu dịkwa!
Egwu dịkwa!
There is, really, danger!
Egwu na-adịkarị n'abalị
Egwu na-adịkarị n'abalị
There is usually fear at night.
Egwu anaghị atụ m.
Egwu anaghị atụ m.
I am not afraid.
Nkịta anaghị atụ m egwu.
Nkịta anaghị atụ m egwu.
Dogs don't scare me.
Ndị obodo ahụ nọkwa n'egwu.
Ndị obodo ahụ nọkwa n'egwu.
The people in that village are in danger.
Egwu dịkwa!
Egwu dịkwa!
There is, really, danger!
Ọ dị egwu!
Ọ dị egwu!
It is horrible.