òtéńkwü
òtenkwụ
Word | òtenkwụ |
Definitions | Noun 1.palmwine tapper; someone who makes an incision in the bark of the palm tree to collect its sap |
Variations | òte nkwụ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mmanya otenkwụ kụrụ taata tọrọ utọ.
Mmanya otenkwụ kụrụ taata tọrọ utọ.
The wine the palmwine tapper tapped today was sweet.
Otenkwụ si n'elu nkwụ daa.
Otenkwụ si n'elu nkwụ daa.
The palmwine tapper fall from the palm tree.
Onye lụru Nkechi bụ Otenkwụ.
Onye lụru Nkechi bụ Otenkwụ.
The person who married Nkechi is a palm wine tapper.
Otenkwụ ahụ gafere ebe a taa.
Otenkwụ ahụ gafere ebe a taa.
The palm wine tapper passed here today.
Nna m bụ otenkwu.
Nna m bụ otenkwu.
My father is a palm wine tapper.