sáfù
safù
Word | safù |
Definitions | Active verb 1.to wash dirt off an item (plate, car, cloth, etc) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ chọrọ ịsafu mmanụ dị n'efere ahụ.
Ọ chọrọ ịsafu mmanụ dị n'efere ahụ.
He wants to wash the oil off the plate.
Emeka ga-asafu nri a.
Emeka ga-asafu nri a.
Emeka will wash this food away.
Buru ya safụ n'ezi.
Buru ya safụ n'ezi.
Carry it and wash off outside.
Ndị obodo anyị na-asafu nsị azụ tupu e sibe azụ.
Ndị obodo anyị na-asafu nsị azụ tupu e sibe azụ.
My people do wash off the dirt in the fish before cooking it.
Nkechi safuru unyi metụrụ efere ya.
Nkechi safuru unyi metụrụ efere ya.
She washed of the dirt that touched her plate.
sápų
sapụ̀
Word | sapụ̀ |
Definitions | Active verb 1.die out (of a family); wash out (fig.); fizzle out; go into extinction |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Agbụrụ ha sapụrụ n'ike.
Agbụrụ ha sapụrụ n'ike.
Their generation suddenly went into extinction.
Ube ahụ na-asapụ n'ike n'ike.
Ube ahụ na-asapụ n'ike n'ike.
The pear is suddenly dying off.
Ide mmiri sapụrụ aja niile dị ebe a
Ide mmiri sapụrụ aja niile dị ebe a
Flood washed out all the sands here
Adaobi sapụrụ unyi dị n'akwa ahụ.
Adaobi sapụrụ unyi dị n'akwa ahụ.
Adaobi washed out the dirt on the cloth.