Nkọwa okwu logo
Beta

rü àlà

rụ àlà

Wordrụ àlà
Definitions

Active verb

1.commit a sacrilege/abomination; be mischievous

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ha rụrụ ala mgbe ha dinara nwanne ha.

Ha rụrụ ala mgbe ha dinara nwanne ha.

They committed an abomination when they spelt with their relation.

Ọ ga-abụ ịrụ ala ma i gbuo mmadụ.

Ọ ga-abụ ịrụ ala ma i gbuo mmadụ.

It will tantamount to sacrilege if you commit murder.

Onye rụọ ala, a chụpụ ya.

Onye rụọ ala, a chụpụ ya.

He that commits a sacrilege will be chased away.

Nwata a ga-arụ ala ma anyị hapụ ya.

Nwata a ga-arụ ala ma anyị hapụ ya.

This child will commit a sacrilage if we let him.

Onye rụrụ ala a?

Onye rụrụ ala a?

Who committed this sacrilege?

Onye dinara nwunye nna ya rụrụ ala.

Onye dinara nwunye nna ya rụrụ ala.

He who sleeps with his father's wife committed sacrilege.

Ndị ọjọọ na-arụ ala kwa mgbe.

Ndị ọjọọ na-arụ ala kwa mgbe.

Evil doers commit sacrilege quite often.

ńsöàlà

nsọàlà

Wordnsọàlà
Definitions

Noun

1.sacrilege; desecration

Variationsnsọ àlà
Related Terms
Word Stems

Examples

Obidigbo mere nsọala atọ n'afọ a.

Obidigbo mere nsọala atọ n'afọ a.

Obidigbo committed three sacrileges this year.

Igwe kwuru na a ga-egbu onye ọbụla e jidere na o mere nsọala.

Igwe kwuru na a ga-egbu onye ọbụla e jidere na o mere nsọala.

The king said that anybody caught committing sacrilege will be executed.

tųfïà!

tụ̀fịà!

Wordtụ̀fịà!
Definitions

Interjection

1.exclamation of disgust over an abomination, sacrilege, heinous action etc.

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Tụfia!, ọ bụ arụ.

Tụfia!, ọ bụ arụ.

Hei!, it is an abomination.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.