àjà
àjà
| Word | àjà |
| Definitions | Noun 針 1.sacrifice |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nnanna chọrọ iji ewu ahụ chụọ aja
Nnanna chọrọ iji ewu ahụ chụọ aja
Nnanna wants to offer a sacrifice with that goat
O ji onwe ya tụọ aja n'ụbọchị ahụ.
O ji onwe ya tụọ aja n'ụbọchị ahụ.
She sacrificed herself on that day.
chü àjà
chụ àjà
| Word | chụ àjà |
| Definitions | Active verb 㡙針 1.offer sacrifice |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ndị okpukpere arụsị na-eji ewu na ehi achụ aja.
Ndị okpukpere arụsị na-eji ewu na ehi achụ aja.
Traditional worshipers use goats and cows to offer sacrifices.
Nwoke ahụ chụrụ aja ụnyaahụ.
Nwoke ahụ chụrụ aja ụnyaahụ.
That man offered sacrifice yesterday.
Chụọ aja a ka ihe gawara gị nke ọma.
Chụọ aja a ka ihe gawara gị nke ọma.
Offer this sacrifice for things to go well with you.
Kedu mgbe Ị ga-achụ aja ahụ?
Kedu mgbe Ị ga-achụ aja ahụ?
When are you going to offer the sacrifice?
Emeka na-achụ aja mgbe anyị bịara.
Emeka na-achụ aja mgbe anyị bịara.
Emeka was offering a sacrifice when we came.
Anyị ga-achụ aja nye Chineke.
Anyị ga-achụ aja nye Chineke.
We are going to offer a sacrifice to God.
Achọrọ m ịchụ aja.
Achọrọ m ịchụ aja.
I want to offer sacrifice.
Dibịa na-achụ aja nwekwara ike ịgba afa.
Dibịa na-achụ aja nwekwara ike ịgba afa.
The medicine man that offers sacrifice can also do divination.
ónyéǹchüàjà
onyeǹchụàjà
| Word | onyeǹchụàjà |
| Definitions | Noun 1.a priest; a person who offers sacrifices (especially for religious purposes) |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nonso bụ onyenchụaja n'ụlọ ụka ya
Nonso bụ onyenchụaja n'ụlọ ụka ya
Nonso is a priest in his church
ügbà
ụgbà
| Word | ụgbà |
| Definitions | Noun 1.calabash; [see ọbà] 2.broken gourd/calabash, used for sacrifice |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Mmanya nna m zụtara dị n'ụgba.
Mmanya nna m zụtara dị n'ụgba.
The wine my father bought is in the calabash.
Anyị ji ụgba chu mmiri.
Anyị ji ụgba chu mmiri.
We went to the stream with calabash.
Ụgba m na-ehi ehi.
Ụgba m na-ehi ehi.
My calabash is leaking.
Ụgba ya etiwaala.
Ụgba ya etiwaala.
His calabash has broken.
àhàjíökü
àhàjiọkụ̄
| Word | àhàjiọkụ̄ |
| Definitions | Noun 1.feast before eating new yams (compare Ìfèjiọkū), sacrifice, deity |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Anyị na-eme mmemme ahajiọkụ.
Anyị na-eme mmemme ahajiọkụ.
We are celebrating the New Yam festival.
Mmọnwụ juputara n'ezi obodo n'oge Ahajiọkụ.
Mmọnwụ juputara n'ezi obodo n'oge Ahajiọkụ.
There were many masquerades during the Ahajiọkụ festival
Mmemme ahajiọkụ ka e ji mara ndị Arọndịzuọgụ.
Mmemme ahajiọkụ ka e ji mara ndị Arọndịzuọgụ.
Arondiziuogu is known for the Ahajiọkụ festival
Gọvanọ anyị bịara mmemme Ahajiọkụ.
Gọvanọ anyị bịara mmemme Ahajiọkụ.
Our Governor participated in the Ahajiọkụ festival
Anyị ga-ala je sonye na mmemme Ahajiọkụ.
Anyị ga-ala je sonye na mmemme Ahajiọkụ.
We shall travel to participate in the Ahajioku festival.
Maazị Okoye ga- abụ onyeisioche oriri ahajiọkụ nke afọ a.
Maazị Okoye ga- abụ onyeisioche oriri ahajiọkụ nke afọ a.
Mr. Okoye will be the chairman of this year's ahajiọkụ feast.
A ga-eme oriri ahajiọkụ n'izuụka ọzọ.
A ga-eme oriri ahajiọkụ n'izuụka ọzọ.
The ahajioku feast will be held next week.
Ahajiọkụ nke afọ a ekpoghi ọ̣kụ.
Ahajiọkụ nke afọ a ekpoghi ọ̣kụ.
The ahajioku festival for this year is not interesting.
Anyị na-eme mmemme ahajiọkụ.
Anyị na-eme mmemme ahajiọkụ.
We are celebrating the New Yam festival.
ábųké
abụ̀ke
| Word | abụ̀ke |
| Definitions | Noun 1.a kind of domestic fowl which never grows to a large size but is tough, with ruffled feathers (usually used for sacrifice) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Abụke anaghị ebu ibu.
Abụke anaghị ebu ibu.
Abụke does not grow fat.
Abụke adịghị ọtụtụ ka ọkụkọ nkịtị.
Abụke adịghị ọtụtụ ka ọkụkọ nkịtị.
Abụke is not as common as the ordinary fowl.
Abụke na-emebi ọgwụ.
Abụke na-emebi ọgwụ.
Abụke destroys charms.
Ọnaghị amasị m ịta anụ abụke.
Ọnaghị amasị m ịta anụ abụke.
I don't like eating the meat of abụke.
Ndị dịbịa na-enwekarị abụke.
Ndị dịbịa na-enwekarị abụke.
Native doctors usually have abụke.