sá ḿbárá
sa m̄bārā
Word | sa m̄bārā |
Definitions | Active verb 憬住 1.be wide; flat |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Achọrọ m ka ọ saa mbara
Achọrọ m ka ọ saa mbara
I want it to be wide.
Efere a sara mbara
Efere a sara mbara
This plate is wide
Ọnụ m sara mbara.
Ọnụ m sara mbara.
My mouth is wide.
Ọtụtụ n'ime ha sara mbara.
Ọtụtụ n'ime ha sara mbara.
Many of the are wide.
Nke ahụ asaghị mbara.
Nke ahụ asaghị mbara.
That one is not wide.
Nye m efere sara mbara.
Nye m efere sara mbara.
Give me a flat plate.