Nkọwa okwu logo
Beta

kwóbà

kwobà

Wordkwobà
Definitions

Active verb

1.rush in

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ chọghị ikwoba n'ike.

Ọ chọghị ikwoba n'ike.

He does not want to rush in.

Ebee ka agwọ ahụ kwobara?

Ebee ka agwọ ahụ kwobara?

Where did that snake rush to?

Obinna ga-ekwoba n'usekwu ma ọ lọta.

Obinna ga-ekwoba n'usekwu ma ọ lọta.

Obinna will rush into the kitchen when he returns.

Ebee ka nnwa m kwobara ugbua?

Ebee ka nnwa m kwobara ugbua?

Where did my child rush in now?

O ji ọsọ kwobaa n'ụlọ m.

O ji ọsọ kwobaa n'ụlọ m.

He ran and rushed inside my house.

Mmiri na-ekwoba n'ụlọ ha.

Mmiri na-ekwoba n'ụlọ ha.

Flood is flowing into their house.

O nwere ike ikwoba n'ụlọ ugbua.

O nwere ike ikwoba n'ụlọ ugbua.

He might rush into the house now.

Idemmiri na-ekwoba n'ime ụlọ ha.

Idemmiri na-ekwoba n'ime ụlọ ha.

Flood water is rushing into their house.

kwóbàtà

kwobàtà

Wordkwobàtà
Definitions

Active verb

1.rush in (of much person or liquid)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ikwobata n'ụlọ mmadụ etu ahụ nwere ka ọ dị.

Ikwobata n'ụlọ mmadụ etu ahụ nwere ka ọ dị.

To rush into someone's house like that is somehow.

Sọ ndị na-ekwobata ebe a bụ ndị chọrọ ịkwụ ụgwo.

Sọ ndị na-ekwobata ebe a bụ ndị chọrọ ịkwụ ụgwo.

The only people who rush in hereare those who want to pay their debt.

Ha na-ekwobata n'ụlọ anyị.

Ha na-ekwobata n'ụlọ anyị.

They are rushing into our house.

Olee ndị kwobatara ebe a?

Olee ndị kwobatara ebe a?

Who are those that rushed in here?

Akwụsịrị m ya oge ọ na-achọ ikwobata.

Akwụsịrị m ya oge ọ na-achọ ikwobata.

I stopped him as he was about rushing in.

Etu o si kwobata gosiri na e nwe ihe na-achụ ya.

Etu o si kwobata gosiri na e nwe ihe na-achụ ya.

The way he rushed in shows that something is pursuing him.

A ma m ụdị ndị ga-ekwobata ikiri egwu m.

A ma m ụdị ndị ga-ekwobata ikiri egwu m.

I know the kind of people that will troop in to see my dance show.

Mmiri ide kwobatara n'ụlọ anyị.

Mmiri ide kwobatara n'ụlọ anyị.

Flood water rushed into our house.

Mee ka ụmụ ọkụkọ ndị a kwobata ebe a.

Mee ka ụmụ ọkụkọ ndị a kwobata ebe a.

Make these chicks rush in here.

wübà

wụbà

Wordwụbà
Definitions

Active verb

1.jump into; pour into; rush in

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mmanụ wụbara n'akpa m.

Mmanụ wụbara n'akpa m.

Oil poured into my bag.

Mmiri ahụ na-awụba n'ime ite.

Mmiri ahụ na-awụba n'ime ite.

The water is rushing into the pot.

Ana m awụba mmiri na ite.

Ana m awụba mmiri na ite.

I am pouring water into the pot.

Anyị ga-awụba n'olulu ma a gbawa egbe.

Anyị ga-awụba n'olulu ma a gbawa egbe.

We will jump into the ditch if they start shooting.

Si ebe a wụbaa.

Si ebe a wụbaa.

Jump in through here.

Amaghị m ihe na-awụ̣ba ebe ahu oge ọbụla.

Amaghị m ihe na-awụ̣ba ebe ahu oge ọbụla.

I don't know what jumps into that place all the time.

Onye wụbara be unu?

Onye wụbara be unu?

Who jumped inside your house?

Hapụ ya ka ọ wụba.

Hapụ ya ka ọ wụba.

Leave it to jump inside.

Enwe ga-awụba na mmiri gị a.

Enwe ga-awụba na mmiri gị a.

This monkey will jump inside this your water.

Nkịta a chọrọ ịwụba be anyị.

Nkịta a chọrọ ịwụba be anyị.

This dog wants to jump into our house.

Mmiri niile ahụ na-awụba na be Nduka.

Mmiri niile ahụ na-awụba na be Nduka.

All those water is pouring inside Nduka's house.

Gịnị mere ha ji awụba n'ebe a?

Gịnị mere ha ji awụba n'ebe a?

Why are they jumping into this place?

Olee ebe onye ohi ahụ wụbara?

Olee ebe onye ohi ahụ wụbara?

Where did that thief jump into?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.