rú
ru
Word | ru |
Definitions | Active verb 達 1.reach; get to |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mmiri kwara ebe ahụ ruru m n'ikpere.
Mmiri kwara ebe ahụ ruru m n'ikpere.
The water that is logged there reached my knee.
Anyị ga-eru ebe ahụ echi.
Anyị ga-eru ebe ahụ echi.
We will reach there tomorrow.
O ruru n'ụlọ ya tupu ọ kpọọ m.
O ruru n'ụlọ ya tupu ọ kpọọ m.
He got to his house before he called me.
Achọrọ m iru ebe ahụ.
Achọrọ m iru ebe ahụ.
I want to get to that place.
Ọ ga-eru onye ọbụla.
Ọ ga-eru onye ọbụla.
It will get to everybody.
O ruo echi, ị bịa.
O ruo echi, ị bịa.
Come tomorrow.
Kedụ mgbe ọ ga-eru m?
Kedụ mgbe ọ ga-eru m?
When will it be my turn?
O ruru ebe m chọrọ ka o ruo.
O ruru ebe m chọrọ ka o ruo.
It reached where I wanted it to reach.
Ọ ga-eru m ngwa ngwa.
Ọ ga-eru m ngwa ngwa.
It will get to my turn quickly.
rü
rụ
Word | rụ |
Definitions | Active verb 㩲 1.soil; spoil; defile 2.damage; cripple |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Gịnị rụrụ ya aka?
Gịnị rụrụ ya aka?
What deformed her hand?
Aka rụrụ ya ka ọ dachara elu osisi.
Aka rụrụ ya ka ọ dachara elu osisi.
His hand got crippled after he fell from a tree.
Ọ rụrụ ọgwụ m.
Ọ rụrụ ọgwụ m.
He destroyed my charm.
Nna m rụrụ ajọ ọgwụ ahụ.
Nna m rụrụ ajọ ọgwụ ahụ.
My father destroyed the evil charm.
rü
rụ
Word | rụ |
Definitions | Active verb 1.roast |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A nam arụ ji n'ọkụ
A nam arụ ji n'ọkụ
I am roasting yam on fire