Nkọwa okwu logo
Beta

rùgídé

rùgide

Wordrùgide
Definitions

Active verb

1.persuade; urge

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha rugidere anyị rie nri.

Ha rugidere anyị rie nri.

They persuaded us to eat.

mányé

manye

Wordmanye
Definitions

Active verb

1.compel; force

Related Terms
Word Stems

Examples

Gịnị mere i ji amanye ha ime ihe ị chọrọ?

Gịnị mere i ji amanye ha ime ihe ị chọrọ?

Why are you compelling them to do what you want?

Ịmanye ha agaghị ekwe omume.

Ịmanye ha agaghị ekwe omume.

To compel them will not be impossible.

Ọ na-amanye m mgbe ọbụla ka m jekwuru ha.

Ọ na-amanye m mgbe ọbụla ka m jekwuru ha.

He compels me all the time to meet them.

Nne ga-amanye Nneka gụọ akwụkwọ.

Nne ga-amanye Nneka gụọ akwụkwọ.

Mother will force Nneka to study.

Onye manyere gị lụwa ya?

Onye manyere gị lụwa ya?

Who forced you to marry her?

Ọ na-amanye ya rie nri

Ọ na-amanye ya rie nri

She is forcing him to eat.

nú ēnú

nu ēnū

Wordnu ēnū
Definitions

Active verb

1.urge; force someone to do something against his wish

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ ga-enu enu ya ka o mee ya.

Ọ ga-enu enu ya ka o mee ya.

He will force him to do it.

Ọrụ nne ya bụ inu ya enu ka ọ lụọ ọgụ.

Ọrụ nne ya bụ inu ya enu ka ọ lụọ ọgụ.

Her mother's job is to push her to fight.

Somto nuru nne ya enu i kwere na ihe m gwara ya.

Somto nuru nne ya enu i kwere na ihe m gwara ya.

Somto forced his mother to agree to what I said.

Nuo Uche enu ka o mee ihe kwesịrị ya.

Nuo Uche enu ka o mee ihe kwesịrị ya.

Urge Uche to do what is expected of him.

Ugonne chọrọ ka e nuo ya enu tupu ọ saa ahụ.

Ugonne chọrọ ka e nuo ya enu tupu ọ saa ahụ.

Ugonne wanted to be forced before she bathes.

Ọ dị mkpa inu ha enu.

Ọ dị mkpa inu ha enu.

It is important to urge them.

Ọ bụ gị na-enu ya enu.

Ọ bụ gị na-enu ya enu.

You are the one forcing her.

Ọ bụ onye a na-enu enu.

Ọ bụ onye a na-enu enu.

He is somebody that needs a push.

Onye na-enu ibe ya ebe a?

Onye na-enu ibe ya ebe a?

Who is forcing the other here?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.