rú ógó
ru ogō
Word | ru ogō |
Definitions | Active verb 1.reach the age (for doing particular things); perform the ceremony (for girl reaching puberty); be able to; 2.be of age, mature enough to be able to do something |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ka ị gharị iru ogo kwesịrị gị.
Achọghị m ka ị gharị iru ogo kwesịrị gị.
I don't want you to be lower of your supposed level.
Iruo ogo dimkpa, ibido ahịa nke gị.
Iruo ogo dimkpa, ibido ahịa nke gị.
When you mature enough, you will start your own business.
Ada ga-eru ogo nne ya.
Ada ga-eru ogo nne ya.
Ada will reach her mother's level.
Ada eruola ogo ịlụ di.
Ada eruola ogo ịlụ di.
Ada has come of age to marry.
Nna m ruru ogo ịbụ Igwe obodo anyị.
Nna m ruru ogo ịbụ Igwe obodo anyị.
My father has come of age to become the next king in our community.
Ị ga-eru ogo ya afọ ọzọ.
Ị ga-eru ogo ya afọ ọzọ.
You will come of age for it next year.
Anyị na-eru ogo ịhụ ndị isi.
Anyị na-eru ogo ịhụ ndị isi.
We are becoming able to see the leaders.
I rubeghị ogo ya.
I rubeghị ogo ya.
You have not come of age for it.