rúté
rute
Word | rute |
Definitions | Active verb 1.arrive, get to a place, reach your destination |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ekene, i rute, kpọọ m.
Ekene, i rute, kpọọ m.
Ekene, when you arrive, call me.
Rute ebe ahụ anyị nọ!
Rute ebe ahụ anyị nọ!
Get to that place we are.
Ọ ga-ewe anyị abalị abụọ irute ebe ahụ.
Ọ ga-ewe anyị abalị abụọ irute ebe ahụ.
It will take us two days to get to that place.
Ọ ga-erute ebe a n'ụtụtụ.
Ọ ga-erute ebe a n'ụtụtụ.
She will get here in the morning.
Onyema, rute na be m ma ị lawa.
Onyema, rute na be m ma ị lawa.
Onyema, get to my house while going.
Ọ na-erute ugbua.
Ọ na-erute ugbua.
It will reach now.
Ọ na-erute Aba oge ọbụla ọ chọrọ ịhụ m.
Ọ na-erute Aba oge ọbụla ọ chọrọ ịhụ m.
He gets to Aba any time he wants to see me.
Achọghị m irute be ya.
Achọghị m irute be ya.
I do not want to get to his house.
O rutebeghị ụlọ.
O rutebeghị ụlọ.
He has not got home.
Onye rutere be gị?
Onye rutere be gị?
Who got to your place?
-kètá
-kèta
Word | -kèta |
Definitions | Extensional suffix 1.near(er); close to |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Agaghị m akpụketa ya nso ọzọ.
Agaghị m akpụketa ya nso ọzọ.
I will not go close to her again.
Anyị biketara ha nso mgbe anyị bi n'Udi.
Anyị biketara ha nso mgbe anyị bi n'Udi.
We lived close to them when we were living in Udi.
Ọ bịaketara nso ka ọ hụ ihe na-eme.
Ọ bịaketara nso ka ọ hụ ihe na-eme.
He came closer so that he can see what is happening.
Bịaketa nso ka ị nụ ihe anyị na-ekwu.
Bịaketa nso ka ị nụ ihe anyị na-ekwu.
Come closer so that you can hear what we are discussing.
Kpụketa nso ka i ghara ịdapụ.
Kpụketa nso ka i ghara ịdapụ.
Shift closer so that you will not fall off.
Ọ ga-anyaketa ụgbọala ya nso ma ọ pụta.
Ọ ga-anyaketa ụgbọala ya nso ma ọ pụta.
He will move his vehicle closer when he comes out.
Ọ naghi akpụketa mmadụ nso.
Ọ naghi akpụketa mmadụ nso.
She does not associate with people.
Ọ gbaketara nso ozigbo ọ hụrụ nne ya.
Ọ gbaketara nso ozigbo ọ hụrụ nne ya.
She ran closer immediately she saw her mother.