chèzö
chèzọ
Word | chèzọ |
Definitions | Active verb 1.forget |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ị chọrọ ichezọ m?
Ị chọrọ ichezọ m?
Do you want to forget me?
Echezọrọ m na ị sịrị m kpọtee gị n'ụra.
Echezọrọ m na ị sịrị m kpọtee gị n'ụra.
I forgot that you asked me to wake you up from sleep.
Chezọọ ihe ọjọọ niile ahụ.
Chezọọ ihe ọjọọ niile ahụ.
Forget all those bad things.
Achọrọ m ịchezọ ihe ọjọọ niile i mere m.
Achọrọ m ịchezọ ihe ọjọọ niile i mere m.
I want to forget all the wrong you did to me.
Ọ ga-echezọ gị nwa nkenke oge.
Ọ ga-echezọ gị nwa nkenke oge.
He will forget you in a short while.
Ọ na-echezọ ihe ngwa ngwa.
Ọ na-echezọ ihe ngwa ngwa.
He forgets things easily.
Chineke anaghị echezọ ụmụ Ya.
Chineke anaghị echezọ ụmụ Ya.
God does not forget his children.
chéfù
chefù
Word | chefù |
Definitions | Active verb 崖鏡 1.forget |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ichefu ihe ndị a.
Achọghị m ichefu ihe ndị a.
I don't want to forget these things.
Echefuru m ịgwa gị ihe mere m.
Echefuru m ịgwa gị ihe mere m.
I forgot to tell you what happened to me.
Chefuo nke ahụ.
Chefuo nke ahụ.
Forget that one.
Ọ ga-echefu na i nyere ya ego.
Ọ ga-echefu na i nyere ya ego.
He will forget that you gave him money.
Ọ na-echefu onwe ya.
Ọ na-echefu onwe ya.
She forgets herself.
Ọ ma ụma chefuo ya.
Ọ ma ụma chefuo ya.
She intentionally forgot it.
Ọ chọrọ ichefu ihe ahụ mere mana o kweghị ya
Ọ chọrọ ichefu ihe ahụ mere mana o kweghị ya
He wants to forget about the incident but he could not.
Ngọzị chefuru nwa ya na moto.
Ngọzị chefuru nwa ya na moto.
Ngọzị forgot her child in the car.
Biko, chefuo maka ọnwụ nna gị.
Biko, chefuo maka ọnwụ nna gị.
Please, forget about your father's death.
Biko gbaghara ma chefuo.
Biko gbaghara ma chefuo.
Please, forgive and forget.
Echefuru m aha gị.
Echefuru m aha gị.
I forgot your name.