ńkïrïká
nkịrịka
Word | nkịrịka |
Definitions | Nominal Modifier 1.raggedy; tattered; rough looking 2.nonsensical |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ndị arịrịọ na-eyi nkịrịka uwe.
Ndị arịrịọ na-eyi nkịrịka uwe.
Beggars wear torn clothes.
Ọ dịcha nkịrịka n'anya.
Ọ dịcha nkịrịka n'anya.
He looks very tattered.
Ibe bụ nkịrịka mmadụ.
Ibe bụ nkịrịka mmadụ.
Ibe is a nonsensical person.
ákwáájį
akwāājị̀
Word | akwāājị̀ |
Definitions | Noun 1.native woven cloth, very thick, rough and coarse |
Variations | akwa ajị |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akwāājị na-ebute okpoofu.
Akwāājị na-ebute okpoofu.
Wooden thick cloths brings heat.
Akwāājị̀ ḍi ọnụ n'ahịa.
Akwāājị̀ ḍi ọnụ n'ahịa.
Wooden thick cloth is expensive in the market.
O yi akwāājị̀ bịa.
O yi akwāājị̀ bịa.
She came on a wooden thick cloth.
Ụmụ nwaanyị gboo na-eyi akwāājị.
Ụmụ nwaanyị gboo na-eyi akwāājị.
Early women wore wooden thick cloths.
Akwaajị na-anyị arụ ịsụ.
Akwaajị na-anyị arụ ịsụ.
Wooden cloth is heavy to wash.
ïsáḿ
ịsam
Word | ịsam |
Definitions | Noun 幸 1.a small greenish hard rough shell mollusk; periwinkle |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ịsam na-amasị m nke ukwu.
Ịsam na-amasị m nke ukwu.
I like periwinkle a lot.
Eji m ịsam sie ofe.
Eji m ịsam sie ofe.
I used periwinkle to cook.
Ịsam na-ebi n'ime mmiri.
Ịsam na-ebi n'ime mmiri.
Periwinkles live inside wateṛ
Ndị Kalaba na-erikarị ịsam.
Ndị Kalaba na-erikarị ịsam.
Calabar people usually eat periwinkle.
Ị maara ihe ịsam na-enye n'ahụ?
Ị maara ihe ịsam na-enye n'ahụ?
What is the health benefit of periwinkle?
kpübà
kpụbà
Word | kpụbà |
Definitions | Active verb 1.abrade; abrade by scraping or dragging rough object over the surface or skin |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onye na-akpụba oche?
Onye na-akpụba oche?
Who is dragging the chair inside?
Ekwensu chọrọ ịkpụba ndị mmadụ n'ọkụ mmụọ.
Ekwensu chọrọ ịkpụba ndị mmadụ n'ọkụ mmụọ.
The devil wants to drag people into hell fire.
Onye ga-akpụba onye ohi a n'ụlọ mkpọrọ?
Onye ga-akpụba onye ohi a n'ụlọ mkpọrọ?
Who is going to drive this thief into the prison.
Ọ kpụbara ụmụ ya n'ụlọ ka anụọhịa.
Ọ kpụbara ụmụ ya n'ụlọ ka anụọhịa.
He dragged his children inside like animals.
Ọ dị arọ, a ga-akpụba ya akpụba.
Ọ dị arọ, a ga-akpụba ya akpụba.
It is heavy, it will be dragged inside.
Olee ewu nke ị chọrọ ịkpụba?
Olee ewu nke ị chọrọ ịkpụba?
Which goat do you want to drag inside?
Achọrọ m ịkpụba ehi a n'ogige anyị.
Achọrọ m ịkpụba ehi a n'ogige anyị.
I want to drag this cow into my compound.
Sajin Emeka na-akpụba ndị mmadụ na soja.
Sajin Emeka na-akpụba ndị mmadụ na soja.
Sergent Emeka draggs people into the military.
Kpụbaa ewu a n'ụlọ ewu.
Kpụbaa ewu a n'ụlọ ewu.
Drag this goat into the goat house.