Nkọwa okwu logo
Beta

ré

re

Wordre
Definitions

Active verb

1.be rotten; rot

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nnụnụ ahụ nwụrụ ga-ere ure.

Nnụnụ ahụ nwụrụ ga-ere ure.

That bird that died will decay.

ùré

ùre

Wordùre
Definitions

Noun

寇津

1.decomposition; rot

2.(figurative) very bad

Variationsure
Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

E tufuru nri mmemme ahụ rere ure.

E tufuru nri mmemme ahụ rere ure.

The rotten ceremonial food was disposed.

Agwa ya rere ure.

Agwa ya rere ure.

Her character is very bad.

Ọka ọ kọrọ rere ure n'ala.

Ọka ọ kọrọ rere ure n'ala.

The maize she planted got decomposed on the ground.

Ha ji ji rere ure tụọ mmamma.

Ha ji ji rere ure tụọ mmamma.

They came to thansgiving with rotten yam.

Ji ahụ n'ere ure n'ala.

Ji ahụ n'ere ure n'ala.

The yam is rotting in the ground.

O nwere eze ure.

O nwere eze ure.

His teeth is decayed.

Onye dowere ọjị rere ure?

Onye dowere ọjị rere ure?

Who kept the rotten kola nut?

Ọ ga-ere ure ma ịhapụ ya.

Ọ ga-ere ure ma ịhapụ ya.

It will rot if you leave it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.