Nkọwa okwu logo
Beta

ùrírì

ùrirì

Wordùrirì
Definitions

Noun

1.a rodent that resembles a squirrel

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ahụrụ m uriri n'elu osisi.

Ahụrụ m uriri n'elu osisi.

I saw squirrel on top of a tree.

Uriri na-ata mkpụrụ akwụ m.

Uriri na-ata mkpụrụ akwụ m.

Squirrel is eating my palm fruits.

Uriri nwere akwụ.

Uriri nwere akwụ.

Squirrels have nest.

ǹkápï

ǹkapị̄

Wordǹkapị̄
Definitions

Noun

1.A type of rodent with long point mouth; shrew

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ada sị na ọ hụbeghị nkapị mbu.

Ada sị na ọ hụbeghị nkapị mbu.

Ada said that she hasn't seen a shrew before.

Nkapị ahụ ekweghi anyị rahuọ ụra.

Nkapị ahụ ekweghi anyị rahuọ ụra.

That shrew didn't allow us to sleep.

Obi gburu nkapị.

Obi gburu nkapị.

Obi killed a shrew.

Nkapị gbabara n'ụlọ a.

Nkapị gbabara n'ụlọ a.

A shrew ran into this house.

Nkapị ahụ tapuru akpa osikapa m.

Nkapị ahụ tapuru akpa osikapa m.

That shrew tore my bag of rice.

Nkapị nwere ọnụ pịrị apị.

Nkapị nwere ọnụ pịrị apị.

Shrews have pointed mouth.

ṃkpàkànà

m̀kpàkànà

Wordm̀kpàkànà
Definitions

Noun

1.a type of iron trap with sharp pointed forks used in catching rodents

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mkpakana m jidere ewi.

Mkpakana m jidere ewi.

My trap caught an hare.

Mkpakana m ejideghi ihe ọbụla.

Mkpakana m ejideghi ihe ọbụla.

My trap did not catch anything.

Ọkpụụzụ na-arụpụta mkpakana.

Ọkpụụzụ na-arụpụta mkpakana.

The blacksmith manufactures trap.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.