Nkọwa okwu logo
Beta

gághárï

gagharị

Wordgagharị
Definitions

Active verb

1.to wander about from place to place; roam; walk around

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọ m ịgagharị.

Achọ m ịgagharị.

I want to walk around.

Achọrọ m ịgagharị okirikiri ebea.

Achọrọ m ịgagharị okirikiri ebea.

I want too stroll around this vicinity.

Ada na-agagharị n'ilo.

Ada na-agagharị n'ilo.

Ada is walking about outside.

Ọ na-agagharị ebe a mgbe ọbụla ọ bịara.

Ọ na-agagharị ebe a mgbe ọbụla ọ bịara.

He roams about here whenever he comes.

Onye sịrị gị gagharịa?

Onye sịrị gị gagharịa?

Who asked you to walk about?

Ụmụ nwoke ahụ gagharịrị ebe a n'ụtụtụ.

Ụmụ nwoke ahụ gagharịrị ebe a n'ụtụtụ.

Those men walked around here in the morning.

Ọ na-agagharị agagharị.

Ọ na-agagharị agagharị.

He is walking around.

Ọ chọghị ịgagharị.

Ọ chọghị ịgagharị.

She does not want to roam about.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.