Nkọwa okwu logo
Beta

ró úró

ro uro

Wordro uro
Definitions

Active verb

1.be at enmity; beef

Related Terms
Word Stems

Examples

Iro uro na-egbochi ọganiihu obodo.

Iro uro na-egbochi ọganiihu obodo.

Being at enmity hinders the progress of countries.

Hitila roro uro nke ukwu mgbe ọ chịrị Jamịnị.

Hitila roro uro nke ukwu mgbe ọ chịrị Jamịnị.

Hitler was so much at enmity when he ruled Germany.

Ọ ga-ero gị uro maọbụrụ na ịnabataghị echiche ya.

Ọ ga-ero gị uro maọbụrụ na ịnabataghị echiche ya.

You will be at enmity with him if you do not accept his ideas.

Nna ya roro uro nke ukwu oge ọ nọ ndụ.

Nna ya roro uro nke ukwu oge ọ nọ ndụ.

His father made enemies a lot when he was alive.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.