Nkọwa okwu logo
Beta

röbà

rọbà

Wordrọbà
Definitions

Noun

1.synthetic material; plastic

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A na-emepụta ihe roba n'ala Igbo.

A na-emepụta ihe roba n'ala Igbo.

Plastic materials are produced in Igboland.

Ngwongwo rọba juru ebe niile.

Ngwongwo rọba juru ebe niile.

Plastic materials are eveywhere.

Nne m nwere ngaji rọba.

Nne m nwere ngaji rọba.

My mother has a plastic spoon.

Ọ zụtara akpụụkwụ rọba.

Ọ zụtara akpụụkwụ rọba.

He bought a rọba foot wear.

E nyere anyị efere rọba n'agbamakwụkwọ.

E nyere anyị efere rọba n'agbamakwụkwọ.

We were given plastic plates at the wedding

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.