Nkọwa okwu logo
Beta

hǫtá

họ̀ta

Wordhọ̀ta
Definitions

Active verb

1.choose; choose and take; succeed in choosing the right one; make the right choice

Related Terms
Word Stems

Examples

Họta akwa nke masịrị gị

Họta akwa nke masịrị gị

Choose the clothes you like

Nke ọbụla ịhọtara ga-abụ nke gị.

Nke ọbụla ịhọtara ga-abụ nke gị.

Anyone you chose, will be your own.

A họtara m akpụkpụụkwụ mara mma.

A họtara m akpụkpụụkwụ mara mma.

I chose a beautiful footwear.

Ọ na-adị ya mfe ịhọta ezigbo akwa.

Ọ na-adị ya mfe ịhọta ezigbo akwa.

She finds it easy to select nice clothes.

A chọrọ m ịhọta naanị ndi dị ọcha.

A chọrọ m ịhọta naanị ndi dị ọcha.

I want to select only the neat ones.

Aga m ahọta nke m chọrọ.

Aga m ahọta nke m chọrọ.

I will pick the one I want.

höpųtá

họpụ̀ta

Wordhọpụ̀ta
Definitions

Active verb

1.bring out, put forward, or appoint by selection; nominate; choose; pick out; ordain

Related Terms
Word Stems

Examples

Ịhọpụta onye na-atụ egwu Chineke kacha mma.

Ịhọpụta onye na-atụ egwu Chineke kacha mma.

Selecting a God fearing person is the best thing.

Anyị họpụtara onyendu anyị.

Anyị họpụtara onyendu anyị.

We nominated our leader.

Anyị ga-ahọpụta ezigbo mmadụ na ntụli aka a.

Anyị ga-ahọpụta ezigbo mmadụ na ntụli aka a.

We will elect a good person in tis election.

Anyị na-ahọpụta ata dị n'ubi ọka anyị.

Anyị na-ahọpụta ata dị n'ubi ọka anyị.

We are selecting the weed in our maize farm.

Kedụ onye I họpụtara?

Kedụ onye I họpụtara?

Whom have you chosen?

Ndị ụmụnna na-ahọpụta onyeisi ha.

Ndị ụmụnna na-ahọpụta onyeisi ha.

The kinsmen are selecting their chairman.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.